Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1796
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jems

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jems
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwukwe Na-akwali Anyị Ime Ihe!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Tesalonaịka nke Abụọ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Rom
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jọn nke Mbụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jems

JEMS

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • Ekele (1)

    • Onye na-atachi obi na-enwe obi ụtọ (2-15)

      • Okwukwe onye meriri ọnwụnwa na-esikwu ike (3)

      • Mmadụ inwe okwukwe mgbe ọ na-arịọ Chineke ihe (5-8)

      • Ihe na-agụ mmadụ agụụ na-eme ka o mehie, kpatakwara ya ọnwụ (14, 15)

    • N’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma (16-18)

    • Ịnụ okwu Chineke na ime ya eme (19-25)

      • Onye na-ele onwe ya n’enyo (23, 24)

    • Ofufe dị ọcha, nke a na-emerụghịkwa emerụ (26, 27)

  • 2

    • Ile mmadụ anya n’ihu bụ mmehie (1-13)

      • Ịhụ ndị ọzọ n’anya bụ iwu eze nyere (8)

    • Okwukwe onye na-anaghị eme ihe dị mma abaghị uru ọ bụla (14-26)

      • Ndị mmụọ ọjọọ kwekwara ma kụja (19)

      • A kpọrọ Ebreham enyi Jehova (23)

  • 3

    • Ọ dịghị mmadụ ọ bụla ga-azụli ire (1-12)

      • Ọ bụghị unu niile kwesịrị ịbụ ndị nkụzi (1)

    • Amamihe nke si n’eluigwe (13-18)

  • 4

    • Abụla enyi ụwa (1-12)

      • Na-alụsonụ Ekwensu ọgụ (7)

      • Bịaruonụ Chineke nso (8)

    • Anyị ekwesịghị ịdị mpako (13-17)

      • “Ọ bụrụ uche Jehova” (15)

  • 5

    • Aka ná ntị a dọrọ ndị ọgaranya (1-6)

    • Chineke na-agọzi ndị na-atachi obi na ndị na-enwe ndidi (7-11)

    • Ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee (12)

    • Ekpere e ji okwukwe kpee na-akpa ike (13-18)

    • Mmadụ ime ka onye mmehie kwụsị ime mmehie (19, 20)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya