Peji nke Abụọ
Enweghị Ọrụ—E Nwere Ihe Ngwọta 3-11
Ma ọ dịkarịa ala e nwere 820 nde mmadụ n’ụwa nile na-enweghị ọrụ ma ọ bụ ndị ihe ha na-arụta na-adịghị ezuru ha. N’iburu ezinụlọ ha n’uche, ị̀ pụrụ iche n’echiche nhụjuanya na ịta ahụhụ nke a na-agụnye? Gịnị bụgasị ihe na-akpata enweghị ọrụ? Ọ̀ dị mgbe a ga-enwe ihe ngwọta?
Echiche nke Bible Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịkwado Amamikpe Ọnwụ? 16
Ezi Enyi M 18
Gụọ banyere enyi kasị mma otu onye ntorobịa nwere—nwanyị ji ihe dị ka iri afọ asaa tọọ ya.