Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Mee-Jun 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU TETA! A
Ànọ M Ndụ Eme Gịnị?
PEEJI NKE 6-9
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
E nwere ọtụtụ ajụjụ ndị na-eto eto na-ajụ. Gụọ otú e si jiri Baịbụl zaa ụfọdụ n’ime ha, dị ka:
• “Olee Ihe M Ga-eme Ka Ndị Mmadụ Na-akpa M Nso?”
• “E nye M Ọrụ, Olee Otú M Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?”
• “Ihe Ọ̀ Ga-adabara Mụ na Onye A ma Anyị Lụọ?”
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe ahụ. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)