Akwụkwọ Kacha Aba Uru Kemgbe Ụwa
Baịbụl bụ akwụkwọ a kacha asụgharị ma na-ekesa. N’ihi ya, ihe ndị o kwuru abaarala ndị mmadụ uru karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ. Tụlegodị ihe ndị a:
ỊSỤGHARỊ BAỊBỤL NA IKESA YA
N’ụwa niile, ndị nwere Baịbụl na ndị o nwere ike iru aka dị pasent 96.5
Ọ dị n’asụsụ 3,350 (NKE ZURU EZU NA NKE NA-EZUGHỊ EZU)
5,000,000,000 Ole e bipụtarala ya. O ji okpukpu okpukpu karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ e bipụtarala
Ị CHỌỌ ỊMATAKWU BANYERE URU BAỊBỤL BARA
GAA N’ADRES ỊNTANET ANYỊ BỤ́, JW.ORG. I NWERE IKE ỊNỌ EBE AHỤ
Gụọ Baịbụl (ọ dị n’otụtụ narị asụsụ)
Danloduo Baịbụl
Mata azịza ajụjụ ndị a zara na Baịbụl
Gụọ isiokwu ndị kwuru otú Baịbụl sirila mee ka ndụ ọtụtụ ndị kakwuo mma
Mụọ Baịbụla
Dejupụta fọm ka a bịa mụwara gị Baịbụl
NDỊÀMÀ JEHOVA NA BAỊBỤL
NDỊÀMÀ JEHOVA NA-ASỤGHARỊ BAỊBỤL MA NA-EKESARA YA NDỊ MMADỤ.
Lee ụfọdụ nsụgharị Baịbụl ndị anyị kesarala kemgbe ọtụtụ afọ gara aga:
American Standard Version nke 1901
The Bible in Living English, Byington
The Emphatic Diaglott
King James Version
Revised Standard Version
Tischendorf’s New Testament
NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ
Ọ dị n’ihe karịrị asụsụ 180 (NKE ZURU EZU NA NKE NA-EZUGHỊ EZU)
MKPỤRỤ OLE E BIPỤTARALA NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ KEMGBE AFỌ 1950 227,000,000
a Ọ dị n’asụsụ Bekee na Pọtugiiz ugbu a. A ga-emecha nwee ya n’asụsụ ndị ọzọ.