Sọnde
“Onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta”—MATIU 24:13
ỤTỤTỤ
8:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
8:30 Abụ nke 121 na Ekpere
8:40 OKWU MMADỤ ASATỌ GA-EKWU: Ka Anyị Jiri “Ntachi Obi Na-agba Ọsọ”
Na-agba Ka Onye Chọrọ Imeri (1 Ndị Kọrịnt 9:24)
Na-azụ Ahụ́ Gị Mgbe Niile (1 Ndị Kọrịnt 9:25-27)
Wepụ Ihe Ndị Ga Na-adọla Gị Azụ (Ndị Hibru 12:1)
Ṅomie Ndị Meriri n’Ọsọ Ndụ (Ndị Hibru 12:2, 3)
Na-eri Nri Na-edozi Ahụ́ (Ndị Hibru 5:12-14)
Na-aṅụ Nnukwu Mmiri (Mkpughe 22:17)
Na-edebe Iwu Ndị Na-achịkwa Ọsọ Ahụ (2 Timoti 2:5)
Obi Sie Gị Ike na Ị Ga-emeri (Ndị Rom 15:13)
10:10 Abụ nke 141 na Ịma Ọkwa
10:20 OKWU IHU ỌHA: Akwụsịkwala Inwe Olileanya (Aịzaya 48:17; Jeremaya 29:11)
10:50 Nchịkọta Ụlọ Nche
11:20 Abụ nke 20 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
12:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
12:45 Abụ nke 57
12:50 IHE NKIRI: Cheta Nwunye Lọt—Agba nke Atọ (Luk 17:28-33)
1:20 Abụ nke 54 na Ịma Ọkwa
1:30 “Na-atụ Anya Ya . . . Ọ Gaghị Anọ Ọdụ!” (Habakọk 2:3)
2:30 Abụ nke 129 na Ekpere Mmechi