Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm18 p. 6-7
  • Sọnde

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Sọnde
  • 2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm18 p. 6-7
Ebe Jizọs kpọlitere ada Jeirọs n’ọnwụ

Sọnde

“Nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike. Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ”​—ABỤ ỌMA 27:14

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 73 na Ekpere

  • 9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Ihe Ndị Ga-eme n’Ọdịnihu Ga-eme Ka A Mata ma Ànyị Nwere Obi Ike

    • Mkpu A Ga-eti maka “Udo na obi iru ala!” (1 Ndị Tesalonaịka 5:2, 3)

    • Mbibi A Ga-ebibi Babịlọn Ukwu Ahụ (Mkpughe 17:16, 17)

    • Ikwusa Ozi Ga Na-ada Ka Akụ́ Mmiri Ígwé (Mkpughe 16:21)

    • Ọgụ Gọg nke Megọg Ga-alụso Ndị Chineke (Ezikiel 38:10-12, 14-16)

    • Amagedọn (Mkpughe 16:14, 16)

    • Ime Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs (Aịzaya 65:21)

    • Ule Ikpeazụ (Mkpughe 20:3, 7, 8)

  • 11:10 Abụ nke 8 na Ịma Ọkwa

  • 11:20 OKWU IHU ỌHA: Olee Otú Olileanya Mbilite n’Ọnwụ Si Eme Ka Anyị Nwee Obi Ike? (Mak 5:35-42; Luk 12:4, 5; Jọn 5:28, 29; 11:11-14)

  • 11:50 Nchịkọta Ụlọ Nche

  • 12:20 Abụ nke 151 na Nkwụsịtụ

Ebe Jona na-aga Ninive

EHIHIE

  • 1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:45 Abụ nke 5

  • 1:50 FIM: Akụkọ Jona Na-akụziri Anyị Inwe Obi Ike na Ime Ebere (Jona 1-4)

  • 2:40 Abụ nke 71 na Ịma Ọkwa

  • 2:50 Ndị Nọnyeere Anyị Karịrị Ndị Na-emegide Anyị (Diuterọnọmi 7:17, 21; 28:2; 2 Ndị Eze 6:16; 2 Ihe E Mere 14:9-11; 32:7, 8, 21; Aịzaya 41:10-13)

  • 3:50 Abụ Mmechi na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya