Mee Ka Obi Jehova Ṅụrịa
ỤTỤTỤ
9:30 Abụ Olu Ụtọ
9:40 Abụ nke 29 na Ekpere
9:50 Mee Ka Obi Jehova Ṅụrịa
10:05 Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Ṅomie Àgwà Anọ Bụ́ Isi Jehova Nwere
• Ikpe Ziri Ezi
• Ihe I Ji Ike I nwere Eme
• Amamihe
• Ịhụnanya
11:05 Abụ nke 81 na Ịma Ọkwa
11:15 Jiri ‘Mkpụrụ Dị Ukwuu Ị Na-amị’ Na-eto Chineke
11:30 Okwu Baptizim
12:00 Abụ nke 49
EHIHIE
1:10 Abụ Olu Ụtọ
1:20 Abụ nke 28 na Ekpere
1:30 Okwu Ihu Ọha: Olee Otú I Nwere Ike Isi Na-eme Ka Obi Jehova Ṅụrịa?
2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:30 Abụ nke 35 na Ịma Ọkwa
2:40 Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Na-eme Jehova Obi Ụtọ . . .
• N’otú I Si Ebi Ndụ
• N’ezinụlọ Gị
• N’ọgbakọ Gị
• N’ebe I Bi
3:40 “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu E Wusiri Ike”
4:15 Abụ nke 110 na Ekpere