Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm25 p. 2-3
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm25 p. 2-3
Foto dị iche iche: Ụfọdụ n’ime ihe omume Fraịdee. 1. Jizọs na-ekpe ekpere n’ime ụlọ. 2. Jizọs nọ n’elu ugwu na-ele alaeze ụwa anya. 3. N’oge a, otu nwa okorobịa nọ n’ime ụlọ ya na-atụgharị uche.

Fraịdee

“Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe”​—Matiu 4:10

Ụtụtụ

  • 9:20 Vidio Egwú

  • 9:30 Abụ nke 74 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Gịnị Bụ Ezigbo Ofufe? (Aịzaya 48:17; Malakaị 3:16)

  • 10:10 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:

    Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 2

    “Onye A Bụ Ọkpara M”​—Agba nke 1 (Matiu 3:1–4:11; Mak 1:12, 13; Luk 3:1–4:7; Jọn 1:7, 8)

  • 10:40 Abụ nke 122 na Ịma Ọkwa

  • 10:50 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Amụma Ndị E Buru Gbasara Mezaya Mezuru​—Agba nke 1

    • • Chineke Kwuru na Jizọs Bụ Ọkpara Ya (Abụ Ọma 2:7; Matiu 3:16, 17; Ọrụ Ndịozi 13:33, 34)

    • • O Si n’Ezinụlọ Eze Devid (2 Samuel 7:12, 13; Matiu 1:1, 2, 6)

    • • E Tere Ya Mmanụ Ka Ọ Bụrụ “Mezaya Bụ́ Onye Ndú” (Daniel 9:25; Luk 3:1, 2, 21-23)

  • 11:45 Ònye n’Eziokwu Na-achị Ụwa? (Mak 12:17; Luk 4:5-8; Jọn 18:36)

  • 12:15 Abụ nke 22 na Nkwụsịtụ

Ehihie

  • 1:35 Vidio Egwú

  • 1:45 Abụ nke 121

  • 1:50 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ṅomie Jizọs n’Otú O Si Zaghachi Onye Ọnwụnwa Ahụ

    • • Na-ebi Ndụ Dabara n’Ihe Dị n’Okwu Jehova (Matiu 4:1-4)

    • • Anwala Jehova Ọnwụnwa (Matiu 4:5-7)

    • • Na-efe Naanị Jehova (Matiu 4:10; Luk 4:5-7)

    • • Na-agbachitere Eziokwu (1 Pita 3:15)

  • 2:50 Abụ nke 97 na Ịma Ọkwa

  • 3:00 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Ihe Anyị Mụtara n’Ebe Jizọs Biri

    • • Ala Ịkpa Judia (Matiu 3:1-4; Luk 4:1)

    • • Ndagwurugwu Jọdan (Matiu 3:13-15; Jọn 1:27, 30)

    • • Jeruselem (Matiu 23:37, 38)

    • • Sameria (Jọn 4:7-9, 40-42)

    • • Galili (Matiu 13:54-57)

    • • Finishia (Luk 4:25, 26)

    • • Siria (Luk 4:27)

  • 4:10 Gịnị Ka Jizọs Na-ahụ n’Obi Gị? (Jọn 2:25)

  • 4:45 Abụ nke 34 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya