Sọnde
‘Na-efe Nna m n’ime mmụọ na n’eziokwu’—Jọn 4:23
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 140 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ihe Anyị Mụtara n’Ihe Jizọs Kwuru
• “E Nweghị Onye Garala Eluigwe” (Jọn 3:13)
• ‘Bịakwute Ìhè Ahụ’ (Jọn 3:19-21)
• ‘Ọ Bụ Mụnwa Bụ Ya’ (Jọn 4:25, 26)
• “Ihe Oriri M” (Jọn 4:34)
• ‘Ihe A Kụrụ n’Ubi Achaala Maka Owuwe Ihe Ubi’ (Jọn 4:35)
11:05 Abụ nke 37 na Ịma Ọkwa
11:15 OKWU IHU ỌHA: Ị̀ Na-efe Ihe Ị Ma? (Jọn 4:20-24)
11:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
12:15 Abụ nke 84 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 77
1:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:
Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 3
‘Ọ Bụ Mụnwa Bụ Ya’ (Jọn 3:1–4:54; Matiu 4:12-20; Mak 1:19, 20; Luk 4:16–5:11)
2:35 Abụ nke 20 na Ịma Ọkwa
2:45 Gịnị Ka Ị Mụtara?
2:55 Nọgide ná Nnukwu Ụlọ Nsọ Ihe Atụ Jehova (Ndị Hibru 10:21-25; 13:15, 16; 1 Pita 1:14-16; 2:21)
3:45 Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi