Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w91 12/15 p. 31
  • Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1991

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1991
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Isiokwu Nta
  • AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
  • AKỤKỌ NDỤ
  • BIBLE
  • JEHOVA
  • JISỌS KRAỊST
  • ISIOKWU NDỊ DỊỊRỊ ỌMỤMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
  • NDỊÀMÀ JEHOVA
  • NDỊ NKWUSA ALAEZE NA-AKỌ
  • NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
  • NDỤ NA IJE OZI JISỌS
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
w91 12/15 p. 31

Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 1991

Na-egosi Mbipụta nke Isiokwu ahụ Pụtara na Ya

AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ

Igosi ndị mmụọ ozi dị ka ndị nwere nkù, 3/1

Ebe ọ bụ iwu na a ghaghị izi ihe banyere okpukpe, 12/15

Mmịnye ọbara nke ụlọ ikpe nyere ikike ka e mee, 6/15

Onye na-eso ụzọ nke dị na Jọn 18:15 ya na nke dị na Mak 14:51, 52 hà bụ otu? 4/1

Esta na eze ahụ hà nwere mmekọahụ rụrụ arụ? 1/1

Okooko osisi n’ebe a na-eli ozu, 10/15

“Ezi ihe” nke Pọl na-enweghị ike ime (Rom 7:19), 9/1

Ọla, ihe otite dị iche iche, 6/1

‘Mara ihu ìgwè atụrụ’ (Ilu 27:23), 8/1

Ihe mgbapụta maka Job (Job 33:24), 2/15

2 Pita 1:19, 2/1

Ọ̀ bụ ụmụnna ime mmụọ ka e bu n’uche na Matiu 10:21? 5/15

29 O.A., afọ oké ihe omume nke ọha mmadụ nakweere, 11/15

Olee onye so dee Bible nke bụ ọchịagha? 3/15

N’ihi gịnị ka o ji bụrụ nanị ndị ozi ahụ nọ n’Ememe Ncheta nke mbụ? 7/15

‘Anụ ọhịa wolf na nwa atụrụ ibikọ ruo nwa mgbe’? 9/15

AKỤKỌ NDỤ

Dị Ka Nwanyị Di Ya Nwụrụ, Achọtara M Ezi Nkasi Obi (L. Arthur), 2/1

‘Jehova Bụ Chineke M, Onye M Ga-atụkwasị Obi’ (W. Diehl), 11/1

Ihe Ọṅụ Ọ Bụ Ịnọdụ na Table Jehova! (E. Wauer), 8/1

‘Ịnọ Na-echere Jehova’ (D. Piccone), 10/1

Nọgide Na-akụ Mkpụrụ—Jehova Ga-eme Ka O Too (F. Metcalfe), 5/1

‘Ịdị Ndụ Na-eburu n’Uche Ịdị Nso nke Ụbọchị Jehova’ (L. Reusch), 7/1

‘Iji Anya Mmiri Na-agha Mkpụrụ ma Jiri Mkpu Ọṅụ Na-ewe Ihe Ubi’ (M. Idei), 9/1

Ịrapagidesi Ike ná Nzukọ Chineke (R. Ryan), 12/1

Lee Nnọọ Ọtụtụ Ihe Mere M Ga-eji Nwee Ekele! (L. Hall), 3/1

BIBLE

Akwụkwọ Mpịakọta Osimiri Nwụrụ Anwụ, 4/15

Inyocha Akụkụ Dị Iche Iche, 6/15

Ò Sitere n’Aka Chineke? 6/1

Nsụgharị New World Translation—E Dere Ya nke Ọma na n’Ụzọ Eziokwu, 3/1

Ọ̀ Dị Nsọ n’Ezie? 6/1

1 Ndị Tesalọnaịka, 1/15

2 Ndị Tesalọnaịka, 1/15

1 Timoti, 1/15

2 Timoti, 1/15

Taịtọs, 2/15

Faịlimọn, 2/15

Ndị Hibru, 2/15

Jemes, 3/15

1 Pita, 3/15

2 Pita, 3/15

1 Jọn, 4/15

2 Jọn, 4/15

3 Jọn, 4/15

Jud, 4/15

Mkpughe, 5/1

JEHOVA

Jehova na Kraịst—Ndị Na-enweghị Atụ ná Nkwurịta Okwu, 9/1

“Onye Agha,” 8/15

JISỌS KRAỊST

Esemokwu Banyere Ọnwụ Jisọs, 2/15

Olee Ụzọ O Si Bụrụ Onye Amụma Dị Ka Mosis? 11/15

Ụzọ Nnwogha Kraịst Si Emetụta Gị, 9/15

Jehova na Kraịst—Ndị Na-enweghị Atụ ná Nkwurịta Okwu, 9/1

Ihe Mgbapụta ahụ—Ozizi Krisendọm nke Fuworo Efu, 2/15

ISIOKWU NDỊ DỊỊRỊ ỌMỤMỤ

Ịdị Mma Bara Ụba nke Jehova, 8/15

Na-achụso Obi Ebere Ịhụnanya Mgbe Nile, 7/15

‘Onye Nlekọta Aghaghị Ịbụ . . . Onye Na-ejidesi Onwe Ya Ike’ 11/15

Yikwasịnụ Ịdị Nwayọọ Dị Ka Uwe! 10/15

Bụrụnụ Ndị Dị n’Otu Site n’Asụsụ ahụ Dị Ọcha, 5/1

Bụrụnụ Ndị Jupụtara n’Ọṅụ, 1/1

Nweenụ Ogologo Ntachi Obi n’Ebe Mmadụ Nile Nọ, 5/15

Inwere Onwe Onye Pụọ n’Okpukpe Ụgha, 12/1

Nkwurịta Okwu n’Ime Ezinụlọ na n’Ime Ọgbakọ, 9/1

Nkwurịta Okwu n’Ije Ozi Ndị Kraịst, 9/1

Tụlee Ndị Bụ Ihe Nlereanya nke Ogologo Ntachi Obi, 5/15

Ihe Mgbapụta Ruru Eru n’Ihi Mmadụ Nile, 2/15

Ịzụlite Mkpụrụ nke Njide Onwe Onye, 11/15

Ntachi Obi nke Na-eweta Mmeri, 11/1

Nwee Okwukwe nke Dabeere n’Eziokwu, 9/15

‘Nyere M Aka n’Ebe Ọ Dị M Mkpa Inwekwu Okwukwe!’ 9/15

Sọpụrụ Jehova—n’Ihi Gịnị, Ọ̀ Bụkwa n’Ụzọ Dị Aṅaa? 2/1

Sọpụrụ Ụdị Mmadụ Nile, 2/1

Sọpụrụ Ọkpara ahụ, Onye Bụ Isi nke Jehova Doworo, 2/1

Lee Ka Ha Si Bụrụ Ndị Obi Ụtọ, Bụ́ Ndị Dị Nwayọọ n’Obi! 10/15

Ṅomie Obi Ebere Chineke Taa, 4/15

Jehova na Kraịst—Ndị Na-enweghị Atụ ná Nkwurịta Okwu, 9/1

Ụgbọ Ịnyịnya Eluigwe nke Jehova Na-aga n’Ihu, 3/15

Soro Ụgbọ Ịnyịnya Eluigwe nke Jehova Na-aga Ụkwụ na Ụkwụ, 3/15

Nọgide Na-adọ Aka ná Ntị Banyere Ọrụ Dị Ịtụnanya nke Jehova, 6/1

Ka “Udo nke Chineke” Chee Obi Unu Nche, 3/1

Mee Ógwè Aka Jehova nke Na-adịru Ebighị Ebi Ihe Nkwado Gị, 10/1

Ugbu A Bụ Oge Ịchọ Jehova, 4/1

Mee Ihe Na-atọ Jehova Ụtọ Site n’Igosi Obi Ọma, 7/15

Ikpe Okpukpe Dị Ọcha Maka Nlanarị, 12/1

Ịmịpụta ‘Ịdị Mma Nile,’ 8/15

Asụsụ Dị Ọcha nye Mba Nile, 4/1

“Yikwasị Ihe Agha nke Ìhè,” 8/1

Na-aṅụrịnụ Ọṅụ n’Olileanya Alaeze Ahụ! 12/15

Iji Ntachi Obi Na-agba Ọsọ Ahụ, 11/1

Iji Ọbara Azọpụta Ndụ—n’Ụzọ Dị Aṅaa? 6/15

“Chọọ Udo, Gbasookwa Ya,” 3/1

Chọọnụ Ndị Obi Ha Ziri Ezi Maka Ndụ Ebighị Ebi, 1/15

Njide Onwe Onye—N’ihi Gịnị Ka O Ji Dị Oké Mkpa? 11/15

Iji Ọṅụ Na-ejere Jehova Ozi, 1/1

Na-asụ Asụsụ ahụ Dị Ọcha Ka I Wee Dịrị Ndụ Ebighị Ebi! 5/1

Ndị Na-aṅụbiga Mmanya Ókè n’Ụzọ Ime Mmụọ—Olee Ndị Ha Bụ? 6/1

Nọrọ Jehova Nso, 12/15

Na-ezi Ihe n’Ihu Ọha na Site n’Ụlọ ruo n’Ụlọ, 1/15

Ebe Mgbaba Ha—Okwu Ụgha! 6/1

“Ìhè ahụ Abịawo n’Ụwa,” 8/1

Tụkwasị Obi n’Ógwè Aka Nzọpụta nke Jehova, 10/1

Na-ejegharịnụ dị ka Ndị Jehova Ziworo Ihe, 6/15

Ị̀ Ga-eṅomi Obi Ebere Chineke? 4/15

Ọnọdụ Onye Bụ Nwanyị n’Akwụkwọ Nsọ, 7/1

Ndị Inyom “Ndị Na-adọgbu Onwe Ha n’Ọrụ n’Ime Onyenwe Anyị,” 7/1

“E Weere Ọnụ Ahịa Gbara Unu” 2/15

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

Ọ̀ Dị Okpukpe Ọ Bụla Nke Dị Nnọọ Mma? 12/1

Agha A Na-ebuso Ọrịa na Ọnwụ, 6/15

Echiche Bible Banyere Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, 9/1

Krismas—Ọ̀ Bụ Ụzọ E Si Anabata Jisọs? 12/15

Krismas—N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Mmadụ Ji Na-eme Ya na Japan? 12/15

Ụzọ Ịbịakwute Chineke nke E Mere Ka Ọ Dị Mgbagwoju Anya, 2/15

Nkwupụta Mmehie, 3/15

Ịnagide Imempụ, 5/1

Inye Ihe Ochie Ndị Dị Nsọ Ofufe, 11/15

‘Okpueze na Ihe Àmà Ahụ’ 2/1

Ọ̀ Bụ Akara Aka Na-ekpebi Ọdịnihu? 10/15

Chineke Ọ̀ Na-aza Ekpere Gị? 9/15

Ụbọchị Ịbọ Ọ́bọ̀ nke Chineke, 11/1

Oké Ihe Iseokwu Ahụ, 3/1

Ahụ Ike na Obi Ụtọ, 8/15

Ụzọ Mmụọ Chineke Pụrụ Isi Metụta Gị, 1/15

Ruo Ókè Hà Aṅaa Ka Ị Maara Bible? 1/15

Ịmata Mmụọ Nsọ Ahụ, 1/15

Ihe Atụ—Isi Ihe E Ji Erute n’Obi, 9/15

Jehova Na-anụ Mkpọku Dị Oké Ngwa Anyị Na-akpọku Ya Maka Enyemaka, 5/15

Ụbọchị Ikpe, 8/1

Ọchịagha Ndị Rom ahụ Nwere Obi Ọma, 11/15

Ikpe Ikpeazụ Ahụ, 8/1

Oge Ọ̀ Gabigawo Karịa Otú I Chere? 4/1

“Ụbọchị Onyenwe Anyị,” 4/15

Ihe Ekpere Pụtara, 7/15

Ofufe nke Chi Nne, 7/1

Ụwa Ọhụrụ Dị Ezi Nso! 7/15

Usoro Ndị Popu—Ọ̀ Bụ Kraịst Guzobere Ya? 10/15

‘Ajọ Ọrịa Na-efe Efe n’Ebe Dị Iche Iche,’ 11/15

Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị—Ọ̀ Bụ Akụkụ nke Ọrụ Oziọma Ahụ? 4/1

Okpukpe Ọ̀ Dị Mkpa n’Ezie? 12/1

Okpukpe—N’ihi Gịnị Ka A Na-enweghị Mmasị na Ya? 2/1

Nkà Mmụta Sayensị Ọ̀ Pụrụ Ịnwapụta na Ọrụ Ebube Apụghị Ime Eme? 10/1

N’isi Nso Ọrịa ma ọ bụ Ọnwụ Agaghị Adịkwa! 6/15

“Nke a Bụ Ahụ M,” 1/15

Jisọs na Ndị Na-eso Ụzọ Ya Hà Kụziri Ozizi Atọ n’Ime Otu? 11/1

Ịbọ Ọ́bọ̀ Ọ̀ Dị Njọ? 11/1

‘Gịnị Ka Oge Kwuru?’ 8/1

Olee Mgbe Udo Ga-abịa? 4/15

Òle Ndị Nwere Ọkpụkpọ nke Eluigwe? 3/15

N’ihi Gịnị Ka Chineke Jiworo Nwee Ndidi Otú A? 10/1

N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Jiri Okpukpe Kpọrọ Ihe? 2/1

Udo Ụwa Ọ̀ Dịwala Nso? 4/15

“Ma Ọ Na-agakwa Aga!” (Galileo), 12/15

“Mụ Na Gị Ga-anọ na Paradaịs,” 10/15

NDỊÀMÀ JEHOVA

Iweta Ìhè ahụ n’Ebe Ndị Dịpụrụ Adịpụ na Bolivia, 2/15

Ikwusa Ozi Ọma ‘n’Obodo Polynesia’ nke New Zealand, 3/15

‘Site n’Ụlọ ruo n’Ụlọ,’ 8/1

Ngụcha Akwụkwọ Gilead, 6/1, 12/1

Ọṅụ nke Zuru Ụwa Ọnụ, 1/1

Ozi Ọma Erute Ime Ime Obodo South Africa, 11/15

Owuwe Ihe Ubi na Brazil, 9/15

Olee Ụzọ Anyị Pụrụ Isi Kwụghachi Jehova Ụgwọ? 12/1

Iji Ọṅụ Na-atachi Obi n’Etiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Ụwa (Lebanon), 1/1

Mba ahụ nke Na-enwe Ọṅụ, 1/1

Ọchịchị Ihe A Kpọrọ Mmadụ Na-achọ Chineke (Akwụkwọ), 4/1

Ọ̀ Bụ Ije Ozi nke Dịịrị Gị? 12/15

Mgbakọ Distrikti Asụsụ Dị Ọcha, 1/15

Nchụso nke Nnwere Onwe na Senegal, 8/15

Soviet Union, 7/15

Ịkụ Mkpụrụ Alaeze n’Ebe Ndịda Chile, 5/15

Ịgba Àmà na France—Ala nke Nwere Ụdị Ihe Dị Iche Iche, 6/15

NDỊ NKWUSA ALAEZE NA-AKỌ

1/1, 2/1, 3/1, 4/1, 5/1, 6/1, 7/1, 8/1, 9/1, 10/1, 11/1

NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST

Ì Nwere Ekele Maka Nzukọ Elu Ala nke Jehova? 11/1

Iwulite Ọdịdị Ndị Kraịst n’Ime Ụmụ Anyị, 7/1

Ị̀ Pụrụ Inwe Obi Ụtọ Mgbe I Nwere Ọtụtụ Ihe Ị Ga-eme? 5/15

Ịgụzi Ihe Ịkwalaga ná Mba nke Bara Ọgaranya Ga-ewe, 4/1

Ị̀ Na-agọpụ Ọchịchọ Ime Mmehie? 8/15

Olee Ụzọ Anyị Pụrụ Isi Kwụghachi Jehova Ụgwọ? 12/1

Ịrụsi Ọrụ Ike n’Ozi Ọma Ahụ, 7/1

Isi Ihe Dị n’Ezi Iso Ụzọ Kraịst, 10/1

Ibinye Ndị Kraịst Ibe Anyị Ego, 10/15

Ọrụ Dịịrị Nwoke (Efe. 6:4), 9/1

Ọ̀ Bụ Ije Ozi nke Dịịrị Gị? 12/15

“Akpasukwala Ụmụ Unu Iwe,” 10/1

Debe Chineke n’Ọkwá Mbụ ná Ndụ Ezinụlọ Gị! 5/15

“Ka Anyị Tụpụkwa Ibu Nile Ọ Bụla,” 10/15

Ido Onwe Onye n’Okpuru n’Alụmdi na Nwunye, 12/15

Gịnị Na-akpata Nsogbu Ezinụlọ? 5/15

N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Yikwasị Ịdị Umeala n’Obi? 7/15

Ndị Ntorobịa—Guzosienụ Ike n’Okwukwe, 7/15

Ndị Ntorobịa—Ùnu Ga-agafe Ule Nguzosi Ike n’Ihe nke Ndị Kraịst? 6/15

NDỤ NA IJE OZI JISỌS

1/1, 1/15, 2/1, 2/15, 3/1, 3/15, 4/1, 4/15, 5/1, 5/15, 6/1

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya