Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w03 3/15 p. 3
  • Ụbọchị Kwesịrị Ncheta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụbọchị Kwesịrị Ncheta
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jizọs Kraịst—Otú Ozi Ya Si Gbasa Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Jọn 3:16—‘N’ihi na Chineke Hụrụ Ụwa n’Anya Otú A’
    Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara
  • Ihe Chineke Meworo Iji Zọpụta Ihe A Kpọrọ Mmadụ
    Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi
  • Gịnị Ka Ọnwụ Jisọs Pụtara nye Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
w03 3/15 p. 3

Ụbọchị Kwesịrị Ncheta

Ọ BỤ ụbọchị gbanwere ọdịnihu ihe a kpọrọ mmadụ kpam kpam n’ụzọ ga-abara ha uru ruo mgbe ebighị ebi. Ọ dịghị ụbọchị ọ bụla ọzọ gara aga nke nweworo mmetụta dị otú ahụ n’ọdịnihu nke ihe a kpọrọ mmadụ. Ọ bụ ụbọchị Jizọs mezuru ihe nile ọ bịara n’ụwa ime. N’ịbụ onye a kpọgidere n’osisi ịta ahụhụ, ka ọ na-ekubi ume, o ji oké olu kwuo, sị: “E mechawo ya!” (Jọn 19:30) N’ihi gịnị ka Jizọs ji bịa?

“Nwa nke mmadụ bịara,” ka Bible na-ekwu, “ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi nakwa ka o nye mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.” (Matiu 20:28) Jizọs nyere mkpụrụ obi ya, ma ọ bụ ndụ ya, ka ihe a kpọrọ mmadụ wee nwee ike ịbụ ndị a napụtara n’aka mmehie e ketara eketa na ọnwụ. Ee, “Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ nanị ya, ka e wee ghara ibibi onye ọ bụla nke na-egosipụta okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.” (Jọn 3:16) Lee onyinye dị oké ọnụ ahịa àjà Jizọs bụ!

Ụbọchị Jizọs nwụrụ bụ ụbọchị kwesịrị ncheta n’ihi ihe ọzọkwa. N’ụbọchị ahụ, Ọkpara Chineke kụziiri ndịozi ya ihe ndị bara uru ga-enyere ha aka ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi. Lee ka okwu ndị ikpeazụ o kwuru na-aghaghị isiwo metụ ndị ahụ na-eso ụzọ ya n’obi! Olee ihe ndị ọ kụziri? Olee otú anyị pụrụ isi rite uru n’ihe Jizọs kụziiri ha? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu na-esonụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya