Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Jenụwarị 15, 2012
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
FEBỤWARỊ 27, 2012–MACH 4, 2012
Ezigbo Ndị Kraịst Ji Okwu Chineke Kpọrọ Ihe
PEEJI NKE 4 • ABỤ NKE: 113, 116
MACH 5-11, 2012
Mụta Iche Nche n’Aka Ndịozi Jizọs
PEEJI NKE 9 • ABỤ NKE: 125, 43
MACH 12-18, 2012
Mụta Ihe ‘n’Ụkpụrụ nke Eziokwu’
PEEJI NKE 16 • ABỤ NKE: 107, 13
MACH 19-25, 2012
Jiri Mkpụrụ Obi Dum Na-achụrụ Jehova Àjà
PEEJI NKE 21 • ABỤ NKE: 66, 56
MACH 26, 2012–EPREL 1, 2012
Òtù Ndị Nchụàjà Bụ́ Ndị Eze Ndị Ga-abara Mmadụ Niile Uru
PEEJI NKE 26 • ABỤ NKE: 60, 102
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 4-8
Isiokwu a ga-akọwa otú ezigbo Ndị Kraịst biri ndụ na narị afọ mbụ si kwe ka Okwu Chineke duzie ha na otú ndị nke oge a si ekwe ka ọ na-eduzi ha. Isiokwu a kọwara isiokwu dịịrị afọ 2012.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 9-13
N’isiokwu a, e kwuru ihe atọ anyị ga-amụta n’aka ndịozi na Ndị Kraịst ndị ọzọ dịrị ndụ na narị afọ mbụ banyere iche nche. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ikpebisikwu ike ịgba àmà nke ọma banyere Alaeze Chineke.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 16-25
Iwu Mozis kwuru na ndị Izrel oge ochie kwesịrị ịna-achụrụ Jehova àjà n’oge dị iche iche. Iwu ejighị Ndị Kraịst idebe Iwu Mozis. Ma, isiokwu ndị a ga-enyere anyị aka ịghọta otú ihe e kwuru n’iwu ahụ si eme ka anyị ghọta na Jehova na-atụ anya ka ndị na-efe ya ofufe gosi na obi dị ha ụtọ maka ihe ọ na-emere ha.
ISIOKWU NKE 5 PEEJI NKE 26-30
Ihe ga-akacha abara ụmụ mmadụ uru bụ ka ha na Chineke dịrị ná mma. Isiokwu a kọwara otú òtù ndị nchụàjà bụ́ ndị eze ga-esi enyere ụmụ mmadụ aka ka ha na Chineke dịrị ná mma. Ọ kọwakwara otú ọrụ ha na-arụ ga-esi abara anyị uru.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
14 ‘Olee Otú M Ga-esi Kwusalie Ozi Ọma?’
15 Ihe Ị Ga-eme Ka Ịmụ Baịbụl Na-atọkwu Gị Ụtọ Ma Na-abakwuru Gị Uru
31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie
IHU ỤLỌ NCHE A: Ahịa dị n’otu okporo ámá dị na San Kristobal de las Kazas, Meksiko. Di na nwunye ndị na-ezi ozi ọma ebe a bụ ndị ọsụ ụzọ, ndị mụrụ asụsụ Tzotzil ka ha nwee ike izi otu ezinụlọ bụ́ ndị obodo ahụ ozi ọma
MEKSIKO
MMADỤ OLE BI NA YA
108,782,804
NDỊ NKWUSA
710,454
NSỤGHARỊ
A na-asụ asụsụ iri atọ n’obodo a