Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 9/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 9/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Septemba 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỌKTOBA 28, 2013–NỌVEMBA 3, 2013

Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Ihe Jehova Na-echetara Anyị Obi

PEEJI NKE 7 • ABỤ: 64, 114

NỌVEMBA 4-10, 2013

Mee Ka Ihe Jehova Na-echetara Anyị Na-eme Gị Obi Ụtọ

PEEJI NKE 12 • ABỤ: 116, 52

NỌVEMBA 11-17, 2013

Ị̀ Gbanweela?

PEEJI NKE 17 • ABỤ: 69, 106

NỌVEMBA 18-24, 2013

Na-eme Mkpebi Ziri Ezi

PEEJI NKE 22 • ABỤ: 27, 83

NỌVEMBA 25, 2013–DISEMBA 1, 2013

Ịsụ Ụzọ Na-eme Ka Anyị na Chineke Dịkwuo ná Mma

PEEJI NKE 27 • ABỤ: 95, 104

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Ihe Jehova Na-echetara Anyị Obi

▪ Mee Ka Ihe Jehova Na-echetara Anyị Na-eme Gị Obi Ụtọ

Kemgbe ụwa, Jehova na-echetara ndị na-efe ya ihe. Ọ na-eji ihe ndị ọ na-echetara anyị agwa anyị ihe anyị ga-eme. Olee ihe ụfọdụ ọ na-echetara anyị? Isiokwu nke mbụ kwuru ihe mere anyị ji kwesị ịtụkwasị ihe Chineke na-echetara anyị obi. Isiokwu nke abụọ kwuru ihe atọ ga-enyere anyị aka ịtụkwasị ihe Jehova na-echetara anyị obi anyị niile.

▪ Ị̀ Gbanweela?

▪ Na-eme Mkpebi Ziri Ezi

Anyị niile nwere otú anyị si eji ejiji, ụdị nri anyị na-eri, na ụdị àgwà anyị na-akpa. Ihe na-akpatakarị ya bụ otú e si zụọ anyị, ebe anyị bi, na ndị anyị na ha na-akpa. Olee otú anyị ga-esi na-eme mkpebi otú Chineke chọrọ? Gịnị ga-enyere anyị aka ime ihe anyị kpebiri? Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịmata ma ànyị kwesịrị ịgbanwe otú anyị si eche echiche na otú anyị si eme mkpebi.

▪ Ịsụ Ụzọ Na-eme Ka Anyị na Chineke Dịkwuo ná Mma

N’isiokwu a, anyị ga-atụle ụzọ asatọ ịsụ ụzọ ga-esi mee ka anyị na Jehova dịkwuo ná mma. Ọ bụrụ na ị bụ ọsụ ụzọ, gịnị ga-enyere gị aka ịnọsi ike n’ozi gị n’agbanyeghị ihe isi ike? Ọ bụrụ na ị chọrọ ịbụ ọsụ ụzọ, chọọkwa ka Jehova na-agọzi gị otú o si agọzi ndị ọsụ ụzọ, gịnị ka i kwesịrị ime?

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 Otú Ihe Abụọ Dị Iche Nwere Ike Isi Baara Gị Uru

32 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: N’otu ebe a na-akpọ Amazonas, dị na Peruu, ụmụnna na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’ebe dị iche iche mgbe ha na-anọghị n’ozi

PERUU

MMADỤ OLE BI NA YA

29,734,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

117,245

MMADỤ OLE E MERE BAPTIZIM KEMGBE AFỌ ISE

28,824

Na Peruu, a na-asụgharị akwụkwọ anyị n’asụsụ isii. E nwere ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche na ndị ozi ala ọzọ na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’asụsụ ndị ọzọ na-abụghị Spanish. Ha karịrị otu narị na iri abụọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya