Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w15 6/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
w15 6/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

Jun 15, 2015

© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

JULAỊ 27, 2015–ỌGỌST 2, 2015

Kraịst Bụ Ike nke Chineke

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 14, 109

ỌGỌST 3-9, 2015

Ọ Hụrụ Ndị Mmadụ n’Anya

PEEJI NKE 8 • ABỤ: 84, 99

ỌGỌST 10-16, 2015

Anyị Ga-ezereli Omume Rụrụ Arụ

PEEJI NKE 13 • ABỤ: 83, 57

ỌGỌST 17-23, 2015

Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Mbụ

PEEJI NKE 20 • ABỤ: 138 Jehova Bụ Aha Gị (abụ ọhụrụ), 89

ỌGỌST 24-30, 2015

Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Abụọ

PEEJI NKE 25 • ABỤ: 22, 68

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Kraịst Bụ Ike nke Chineke

▪ Ọ Hụrụ Ndị Mmadụ n’Anya

Isiokwu ndị a kwuru banyere ọrụ ebube ndị Jizọs rụrụ. Ha ga-akụziri anyị ihe anyị kwesịrị ịmụta gbasara imesapụ aka na inyere ndị ọzọ aka. Ha ga-emekwa ka anyị mata ụfọdụ n’ime àgwà ndị magburu onwe ha Jizọs nwere, matakwa na n’oge na-adịghị anya, anyị ga-ahụ ọrụ ebube ndị Jizọs ga-arụ n’ụwa niile.

▪ Anyị Ga-ezereli Omume Rụrụ Arụ

N’ụwa a retọrọ eretọ, izere omume rụrụ arụ anaghị adị mfe. Isiokwu a gosiri otú adịm ná mma anyị na Jehova, ndụmọdụ si n’Okwu ya, na Ndị Kraịst ibe anyị ga-esi nyere anyị aka izere echiche rụrụ arụ ma na-eme ihe dị Jehova mma.

▪ Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Mbụ

▪ Na-eme Ihe E Kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị—Nke Abụọ

Ndị Kraịst anaghị ekwughachi ihe ndị ahụ Jizọs kwuru n’Ekpere Onyenwe Anyị mgbe ọ bụla ha na-ekpe ekpere. Ma ihe ndị Jizọs kwuru n’ekpere ahụ baara anyị niile uru. Isiokwu abụọ a gosiri otú anyị ga-esi na-eme ihe e kwuru na ya.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

18 “Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya”

30 “Ntachi Obi Dị Unu Mkpa”

32 Ì Chetara?

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna nọ n’ụgbọ mmiri na-ezi ụfọdụ ndị bi n’agwaetiti Bokas del Toro nke dị na Panama ozi ọma. Ha na-eji asụsụ Ngabere ezi ụfọdụ n’ime ha ozi ọma

PANAMA

MMADỤ OLE BI NA YA

3,931,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

16,217

NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE

2,534

Na narị ọgbakọ atọ na itoolu e nwere na Panama, ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche karịrị otu narị na iri asatọ. Ihe dị ka otu puku ndị nkwusa na otu narị nọ n’ọgbakọ iri atọ na ise nakwa n’obere ìgwè iri na ise ji asụsụ Ngabere amụ ihe. Ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ narị ndị nkwusa isii nọ n’ọgbakọ iri na isii nakwa n’obere ìgwè isii ji Asụsụ Ndị Ogbi nke Panama amụ ihe

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya