Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w15 12/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị́ na Magazin A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị́ na Magazin A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
w15 12/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị́ na Magazin A

Disemba 15, 2015

© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

FEBỤWARỊ 1-7, 2016

Jehova Bụ Chineke nke Na-agwa Ndị Mmadụ Okwu

PEEJI NKE 4

FEBỤWARỊ 8-14, 2016

Nsụgharị Baịbụl nke Na-akpa Ike

PEEJI NKE 9

FEBỤWARỊ 15-21, 2016

Jiri Ire Gị Na-ekwu Okwu Ọma

PEEJI NKE 18

FEBỤWARỊ 22-28, 2016

Jehova Ga-akwado Gị

PEEJI NKE 23

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Jehova Bụ Chineke nke Na-agwa Ndị Mmadụ Okwu

▪ Nsụgharị Baịbụl nke Na-akpa Ike

Kemgbe ọtụtụ puku afọ, Jehova ejirila asụsụ dị́ iche iche gwa ndị ya okwu. Isiokwu abụọ a ga-eme ka a ghọta na asụsụ dị́ iche iche ndị mmadụ na-asụ emebeghị ka ọ ghara ịgwa ndị mmadụ okwu. Anyị ga-ahụkwa otú Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ sirila mee ka a na-edo aha Chineke nsọ nakwa ka a mata uche ya.

▪ Jiri Ire Gị Na-ekwu Okwu Ọma

Ikwu okwu bụ onyinye magburu onwe ya Chineke nyere anyị. Isiokwu a ga-akọwa ihe atọ gbasara okwu anyị. Ọ ga-agbakwa anyị ume ka anyị na-eme ka Jizọs ma jiri onyinye a Chineke nyere anyị na-eto ya, na-emekwa ihe ga-abara ndị ọzọ uru.

▪ Jehova Ga-akwado Gị

Anyị niile na-arịa ọrịa. N’ihi ya, ànyị kwesịrị ịtụ anya ka Jehova gwọọ anyị otú ahụ ọ gwọrọ ụfọdụ ndị n’oge ochie? Gịnị na gịnị ka anyị kwesịrị ichebara echiche ma ndị ọzọ tụọrọ anyị aro banyere ịgwọ ọrịa? Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịza ajụjụ ndị a  nakwa ikpebi ihe anyị kwesịrị ime.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A

3 Ì Chetara?

14 Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Bekee E Degharịrị n’Afọ 2013

28 Mụ na Chineke na Mama M Dịzi ná Mma

32 Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2015

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ọsụ ụzọ pụrụ iche ji obi ụtọ na-ezi otu nwaanyị na ụmụ ya ozi ọma. Spanish na Gụarani bụ asụsụ a na-asụ ná mba a. E jikwa asụsụ abụọ a na-ezi ndị mmadụ ozi ọma

PARAGỤWAỊ

MMADỤ OLE BÍ NA YA

6,800,236

NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA

9,760

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya