Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2015
E gosiri Ụlọ Nche isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
È nwere akwụkwọ kwuru na e nwere onye bụ́ Pọntiọs Paịlet? 2/15
Nwanna nwaanyị ò kwesịrị ike ákwà isi mgbe ọ na-amụrụ mmadụ ihe? 2/15
AKỤKỌ NDỤ
Jehova Gọziri M ma ‘n’Oge Dị Mma ma n’Oge Nsogbu’ (T. R. Nsomba), 4/15
Otú Ọgbọ Asaa n’Ezinụlọ Anyị Sirila Fee Jehova (K. Williams), 6/1
BAỊBỤL
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Ndị Merela Kemgbe Otu Narị Afọ Alaeze Chineke Chịwara, 11/15
Kwee Ka Jehova Mee Ka Gị na Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị Na-adị ná Mma ma Ghara Itisa, 1/15
Na-atụgharị Uche n’Ịhụnanya Na-adịgide Adịgide Jehova Nwere, 8/15
Na-atụgharị Uche n’Okwu Chineke Nakwa n’Ihe Ndị O Kere, 10/15
Na-eṅomi Otú Jizọs Si Dị Umeala n’Obi na Otú O Si Nwee Ọmịiko, 2/15
Na-eṅomi Otú Jizọs Si Gosi na O Nwere Obi Ike na Nghọta, 2/15
Otú Di na Nwunye Ga-esi Na-adịkwu ná Mma ma Na-enwe Obi Ụtọ, 1/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ihe Mere Josef Ji Kpụọ Isi Ya na Ajị Agba Ya Tupu Ya Agaa Hụ Fero, 11/1
Ihe Mere Ndị Mọlta Ji Chee na Pọl Onyeozi Bụ Ogbu Ọchụ, 10/1
Ihe Ndị E Gwupụtara n’Ala Hà Gosiri na Baịbụl Bụ Eziokwu? 5/1
Ndị Juu Hà “Si ná Mba Niile Dị n’Okpuru Eluigwe” Bịa Jeruselem na Pentikọst Afọ 33? 12/1
“Nwa M M Hụrụ n’Anya nke Kwesịrị Ntụkwasị Obi” (Timoti), 11/1
Olee Otú Ụmụ Mmadụ Ga-esi Kwụsị Ịchọ Naanị Ọdịmma Onwe Ha? 4/1
Otú Ndị Na-abịa Ememme Ndị Juu Si Enweta Ụlọ Ha Na-ehi, 12/1
JEHOVA
JIZỌS KRAỊST
NDỊÀMÀ JEHOVA
Gosi Obi Ụtọ Maka Otú Jehova Si Emesapụ Aka (inye onyinye), 11/15
“Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù” (Ndị na-enyere Òtù Na-achị Isi aka), 10/15
‘Unu Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Gbochie Unu’ (ndị kọpọtụa jere ozi na Frans), 11/15