Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
Ọ bụrụ na mmadụ ajụọ gị otú eluigwe dị, gịnị ka ị ga-aza?
Jizọs nwere ike ịkụziri anyị banyere eluigwe, n’ihi na o kwuru, sị: “Esi m n’ebe dị n’elu.”—Jọn 8:23.
Isiokwu Ụlọ Nche a kọwara ihe Jizọs na Nna ya kọrọ banyere eluigwe.