Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp19 nke 2 p. 3
  • Mgbe Ọ Dị Ka Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mgbe Ọ Dị Ka Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Gị
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mgbe I Chere na Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Ndị Na-abịara Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Mgbe Mmadụ Nwụnahụrụ Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Mgbe Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha Mere
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Ihe Mere Ndụ Ị Dị Ka Ji Nwee Isi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
wp19 nke 2 p. 3
Ebe otu nwa agbọghọ na-ebe ákwá n’ụlọ ọrụ

Mgbe Ọ Dị Ka Ị Gaghịzi Edili Nsogbu Gị

NDỤ na-atọ ezigbo ụtọ ma ọ bụrụ na ihe niile ana-aga nke ọma. Ma mgbe ụfọdụ, nsogbu nwere ike mee ka ọ dị mmadụ ka ọnwụ bịa gbuo ya.

Dị ka ihe atụ, mgbe otu ajọ ifufe bibiri ihe niile otu nwaanyị aha ya bụ Sallya bi n’Amerịka nwere, o kwuru, sị: “Ihe a mere m karịrị m. Ọtụtụ mgbe, ọ na-adị m ka agaghịzi m edili ya.”

Ọ bụrụkwanụ na mmadụ nwụnahụrụ gị? Otu nwaanyị bi n’Ọstrelia aha ya bụ Janice kwuru, sị: “Mgbe ụmụ m ndị nwoke abụọ nwụrụ, ndụ m ghasasịrị, ike ụwa agwụkwa m. M rịọrọ Chineke, sị: ‘Agaghịzi m edili ihe a. Hapụ m ka m nwụọ. Achọghịzi m ịdị ndụ.’”

Obi gbawara otu nwoke aha ya bụ Daniel mgbe ọ chọpụtara na nwunye ya na-agba n’èzí. O kwuru, sị: “Mgbe nwunye m kwuru na ya gbara n’èzí, ọ dị m ka à mara m mma n’obi. Obi gbawara m. Ihe a nyere m nsogbu ruo ọtụtụ ọnwa.”

N’Ụlọ Nche a, a ga-atụle ihe mere na ike ụwa ekwesịghị ịgwụ gị, ọ bụrụgodị na

  • Ọdachi ndị na-emere onwe ha emee

  • Mmadụ anwụnahụ gị

  • Di ma ọ bụ nwunye gị agbaa n’èzí

  • Ezigbo ọrịa ji gị

  • Nsogbu mere ka ọ dị gị ka gị nwụọ

Ka anyị bidogodị na nke mbụ. Olee ihe ga-enyere anyị aka ma e nwee ọdachi?

a Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’Ụlọ Nche a abụghị ezigbo aha ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya