Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 537 135.5 9.5 60.2 10.3
Pios. 19,025 71.0 5.5 26.0 5.8
Aux. Pios. 6,188 57.7 3.5 16.7 3.6
Pubs. 174,736 10.8 0.7 3.5 1.0
NGỤKỌTA 200,486 Ndị E Mere Baptism: 1,184
Anyị nwere obi ụtọ inye akụkọ kasị elu pụrụ iche ná ndị nkwusa. Na nke mbụ ya anyị agafewo akara 200,000, na-enwe 200,486 ndị nyere akụkọ ozi n’August. Nke a ji 2,832 karịa ọnụ ọgụgụ ikpeazụ anyị kasị elu na June. Nkezi kwa afọ eruwo 191,558, mmụba nke 3.6 pasent n’elu nkezi nke afọ gara aga bụ́ ndị nkwusa 184,940. Ọzọkwa, e ruru ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu ná ndị ọsụ ụzọ oge nile bụ́ 19,025. Ọnụ ọgụgụ e mere baptism, bụ́ 13,184, bụ nke kasị elu maka afọ ọ bụla kemgbe 1975, mgbe e mikpuru 16,291 ná mmiri. E nwere ọgbakọ 3,741 ugbu a na Nigeria.
AKỤKỌ EMEME NCHETA DỊ MMA
Ọnụ ọgụgụ ndị bịara Ememe Ncheta n’April 2 bụ 520,413, mmụba dị mma nke 12,644 n’elu ọnụ ọgụgụ ndị bịaranụ n’afọ gara aga. Nke a na-egosi ohere magburu onwe ya maka mmụba n’ókèala anyị a na-arụ ọrụ nke ọma n’ozuzu ya. Ọnụ ọgụgụ ndị riri ihe nnọchianya n’Ememe Ncheta bụ 498.