Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/97 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1997
Ozi Alaeze Anyi—1997
km 3/97 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na March: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ. April na May: Ụtụ Ụlọ Nche. Maka ozi etiti izu na n’ókèala a na-arụzu mgbe mgbe, a pụrụ iji broshuọ ọhụrụ ahụ, bụ́ Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?, mee ihe. June: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Tinye uche n’ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Onye isi oche ndị nlekọta ma ọ bụ onye ọ họpụtara kwesịrị ịgụzigharị akụkọ ndekọ ego ọgbakọ na March 1 ma ọ bụ ngwa ngwa o kwere omume mgbe nke ahụ gasịrị. Maara ọgbakọ ọkwa mgbe e meworo nke a.

◼ A ga-ekwu okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge Ememe Ncheta n’afọ a n’ihe ka n’ọtụtụ n’ime ọgbakọ na Sunday, April 6. Isiokwu nke okwu ahụ bụ “Dị Ọcha Pụọ ná Mmerụ Nile nke Ụwa.” Anyị nile kwesịrị ije, anyị kwesịkwara inyere ndị nwere mmasị aka bụ́ ndị bịara Ememe Ncheta ịnọ maka okwu ahụ. Ihe anyị ga-anụ ga-abụ n’ezie ihe ga-eme ka e nwee mkpebisi ike ọhụrụ ime ihe na-atọ Chineke ụtọ.

◼ N’ógbè ọ bụla, n’oge dịgasị iche iche n’ime afọ, a na-enwe ememe ụwa ndị na-enye ụmụaka ohere ịhapụ ịga akwụkwọ ma nye ezumike pụọ n’ọrụ ego. Ndị a bụ ohere ndị magburu onwe ha ka ọgbakọ kere òkè ka ukwuu n’ozi ubi. Ndị okenye kwesịrị ịtụ anya mgbe oge ndị a ga-ebilite ma gwa ọgbakọ n’oge tupu oge eruo banyere ndokwa ndị a na-eme maka ịgba àmà n’ìgwè n’oge ememe.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya