Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/97 p. 6
  • “Enyemaka Bịara n’Ezi Oge”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Enyemaka Bịara n’Ezi Oge”
  • Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chụsoo Udo Chineke n’Ime Ndụ Ezinụlọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Isoro Ndị Ọzọ Kerịta Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Inyere Ezinụlọ Dị Iche Iche Aka Inweta Ọdịnihu Na-adịgide Adịgide
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Ndị Ozi nke Udo Chineke Ezukọọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—1997
km 3/97 p. 6

“Enyemaka Bịara n’Ezi Oge”

1 Lee ka o si enyeghachi ume ọhụrụ inweta enyemaka kpọmkwem mgbe ọ dị anyị mkpa! (Hib. 4:16, NW) Ná Mgbakọ Distrikti “Ndị Ozi nke Udo Chineke,” anyị ṅụrịrị ọṅụ mgbe e nyere anyị ihe enyemaka abụọ pụrụ iche bịara nnọọ n’ezi oge.

2 Akwụkwọ ọhụrụ ahụ, bụ́ Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ, bịara n’oge kwesịrị ekwesị. Ọ na-elekwasị anya n’ihe anọ dị mkpa na-akwalite ndụ obi ụtọ ezinụlọ: (1) Njide onwe onye, (2) ikwenyere ịbụisi, (3) ezi nkwurịta okwu, na (4) ịhụnanya. Okwu ndụmọdụ ndị dị n’akwụkwọ Obi Ụtọ Ezinụlọ ga-enyere ezinụlọ nile tinyere ya n’ọrụ aka inweta udo Chineke. Setịpụ oge iji jiri nlezianya gụọ akwụkwọ ọhụrụ ahụ na ịmụkọ ya ọnụ dị ka ezinụlọ. Mata akụkụ ya dị iche iche nke ọma ka i wee dị njikere iji ya mee ihe n’ụzọ dị irè mgbe a na-enyefe ya n’aka ọha na eze na nke mbụ ya, na March.

3 Broshuọ ọhụrụ ahụ, bụ́ Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?, abịawo n’ezi oge iji nye aka ime ka ọrụ ime ndị na-eso ụzọ anyị gaa ngwa ngwa. Ọ bụ ezie na a pụrụ iji ya mee ihe karịsịa n’inyere ndị na-amachaghị agụ ihe aka, ọtụtụ ndị toworo eto na ụmụaka na-eto eto, bụ́ ndị ma akwụkwọ ga-eritekwa uru site ná nkọwa dị mfe o nyere ozizi Bible ndị bụ isi. Ọ pụrụ ịbụ nanị ihe dị mkpa iji malite ọmụmụ ihe, dị ka ihe mgbakwasị ụkwụ iji banye n’akwụkwọ Ihe Ọmụma. Ndokwa a ga-enyere ọtụtụ ndị ọzọ aka n’ezie ịghọta otú ha pụrụ isi bụrụ ndị a gọziri n’ụba site n’ime ihe Chineke na-achọ.

4 Devid kwupụtara echiche anyị nke ọma mgbe o kwupụtara na ‘ọ dịghị ihe kọrọ ya, e weghachiri mkpụrụ obi ya, iko ya juru nnọọ nke ọma!’ (Abụ Ọma 23:1, 3, 5, NW) Anyị ji ọṅụ na-elepụ anya n’ihu ibufere ọtụtụ ndị ọzọ ji obi eziokwu na-achọ ịmara na ijere ezi Chineke ahụ, bụ́ Jehova ozi, enyemaka ime mmụọ a magburu onwe ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya