Akụkọ Ozi February
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 466 134.1 13.4 60.8 10.8
Pios. 20,035 64.6 6.3 23.5 5.4
Aux. Pios. 5,690 55.0 3.8 15.6 3.5
Pubs. 180,708 10.3 0.8 3.4 0.9
NGỤKỌTA 206,899 Ndị E Mere Baptism: 187
Obi dị anyị ụtọ ịkọ na e nwekwara ọnụ ọgụgụ ọhụrụ ọzọ kasị elu e nwetụrụla ná ndị nkwusa, na-enwe 206,899 nyere akụkọ ozi na February. Nke a bụ ọnụ ọgụgụ kasị elu anyị nke anọ n’afọ ije ozi a. Ọzọkwa, na nke mbụ ya anyị gafere akara 20,000 na-enwe 20,035 ndị ọsụ ụzọ oge nile nyere akụkọ ozi n’ọnwa ahụ. Ọnụ ọgụgụ ndị e mere baptism ka ọ dị ugbu a n’afọ ije ozi a bụ 13,638. Nke a ji pasent 6 karịa ọnụ ọgụgụ e mere baptism n’otu oge a n’afọ gara aga.