Akụkọ Ozi March
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 402 132.7 12.4 59.7 11.1
Pios. 20,361 65.4 6.5 24.2 5.5
Aux. Pios. 5,546 55.0 4.3 16.2 3.6
Pubs. 180,276 10.3 0.8 3.6 1.0
NGỤKỌTA 206,585 Ndị E Mere Baptism: 728
Ọ bụ ezie na anyị enweghị ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa na March, nke a bụ ọnwa nke atọ ná nsochi nke anyị hụworo ihe karịrị 206,000 nyere akụkọ ozi. E nwere ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị ọsụ ụzọ oge nile na-enwe 20,361 nyere akụkọ ozi. Anyị nwere ugbu a ọgbakọ 4,007 e debara aha ha n’akwụkwọ.