Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/98 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1998
Ozi Alaeze Anyi—1998
km 10/98 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’October: Ụtụ maka Teta! ma ọ bụ Ụlọ Nche ma ọ bụ maka magazin abụọ ahụ. Magazin ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa maka otu afọ: ₦280. Otu afọ maka ndị a na-ebipụta otu ugboro n’ọnwa ma ọ bụ ọnwa isii maka ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa: ₦140. November: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. December: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. January: Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya?, Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya, Irọrọ Uzọ Ndu nke Kachasi Nma, Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe a ga-akpọsa ndị e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Ihe ntinye dị ná mbipụta a nke Ozi Alaeze Anyị bụ “Usoro Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke Maka 1999,” e kwesịkwara idebe ya maka izo aka na ya n’ime 1999 nile.

◼ Ọ bụrụ na oge nzukọ nke ọgbakọ unu ga-agbanwe na January 1, ọ pụrụ ịdị mkpa ịtụ ọda maka mpempe akwụkwọ ịkpọ òkù ọzọ iji gosi oge nzukọ ndị a hazigharịrị ahazigharị.

◼ E mewo mgbanwe ndị na-esonụ ‘n’Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti nke 1999’ nke pụtara n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke May 1998. Biko onyeisi oche ndị nlekọta nke ọgbakọ ọ bụla a gbanwere ebe ma ọ bụ ụbọchị ha ga-enwe mgbakọ kwesịrị ime ndokwa ka a maa ọkwa ná Nzukọ Ije Ozi na-esonụ mgbe a natasịrị mbipụta Ozi Alaeze Anyị a.

October 30-November 1, 1998

Jos 1 (Hausa) NE-3, 4, 6

Ubogo 1 (Bekee) ME-7: F ruo O; ME-8; ME-18: A ruo O, E WEZỤGA Emu Obodoeti na Emu Uno

November 6-8, 1998

Jos 2 (Bekee) NE-3, 4, 6, E WEZỤGA Jalingo

Ubogo 2 (Isoko) IS-1, 2, 3

November 13-15, 1998

Ubogo 3 (Ijaw) RV-1, 2

November 20-22, 1998

Ubogo 4 (Urhobo) U-1: Abbot, Adeniyi, Adidi, Aruakpa, Fonseca, Ganna, Ogorode, Oton, Ugbekoko, na Urban; U-4

November 27-29, 1998

Agbor 4 (Bekee) ME-10: Farm Settlement, Igwete, Ishimili, Ndemili, Ogbe Onishe, Olieogo, na Umuekum; ME-12: N ruo Z; ME-14: Bank Avenue, Efezomor, Ekpon, Ekwuoma, Ogan, Adaigbo, Umudei, Iloakwu, Onije, Ede, na Egwachime

Ubogo 5 (Urhobo) U-2: A ruo I; U-3: Agadama, Edjekota Ogor, Edjovhe, Ewu, Gbarigolo, Imode, Iwrogoni, Odorubu, Ofoni, Oghio, na Oginibo; U-5

December 4-6, 1998

Ubogo 6 (Bekee) ME-6: A ruo B; ME-7: A ruo E; ME-9: Adjomo, Airport, Alegbo, Asheshe Layout, Ayakoromor, Bazunu Layout, na Enerhen; ME-10: A ruo E; ME-18: P ruo Z

December 11-13, 1998

Ubogo 7 (Urhobo) Ọgbakọ ndị dị na U-1 ndị a na-ekenyeghị n’Ubogo 4; U-2: J ruo Z; Ọgbakọ ndị dị na U-3 ndị a na-ekenyeghị n’Ubogo 5

January 8-10, 1999

Ubogo 8 (Bekee) ME-6: C ruo Z; ME-7: P ruo Z; Ọgbakọ ndị dị na ME-9 ndị a na-ekenyeghị n’Ubogo 6; ME-10: F ruo Z, E WEZỤGA Farm Settlement, Igwete, Ishimili, Ndemili, Ogbe Onishe, Olieogo, na Umuekum

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya