Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/99 p. 2
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
  • Ozi Alaeze Anyi—1999
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Akwụkwọ Ozi Sitere n’Alaka
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ezigbo Ihe Si n’Ozi Ọma Pụrụ Iche E Ziri na Bọlgeria Pụta
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na February 19–March 18!
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ndịàmà Ejekwuru Ọha na Eze na France
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—1999
km 2/99 p. 2

Akụkọ Ọchịchị Chineke

◼ Ndị ọchịchị debara aha Ndịàmà Jehova nọ na Bulgaria n’akwụkwọ n’October 7, 1998. Anyị so ndị nkwusa 946 nọ n’ebe ahụ na-ekele Jehova maka ihe a merenụ.

◼ N’October 12, 1998, gọọmenti mba Latvia debara aha ọgbakọ 2 mbụ n’ime ọgbakọ 21 dị ná mba ahụ n’akwụkwọ.

◼ N’agbanyeghị mmegide, ụmụnna nọ na France na-anọgidesi ike ná nkwusa Alaeze ha. Na November na December, mkpọsa nke e mere iji dọrọ uche mba ahụ gaa na Bible hiwere isi ná nkesa pụrụ iche nke broshuọ bụ́ Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile. Ihe dị ka ndị ọrụ Betel 50 esiwo na France gaa Britain iji nye aka n’ọrụ ibi na ibupụ akwụkwọ n’alaka ahụ, ebe ndị òtù ezinụlọ Betel France 250 fọdụrụnụ na ụmụnna nọ n’ubi nọgidere jiri ọṅụ na-eje ozi n’enweghị ihe pụrụ iche merenụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya