Akụkọ Ozi February
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 426 132.5 13.7 61.0 11.1
Pios. 21,640 59.3 6.7 22.3 5.4
Aux. Pios. 7,471 48.9 4.2 14.5 3.5
Pubs. 186,541 10.2 0.9 3.5 1.0
NGỤKỌTA 216,078 Ndị E Mere Baptism: 160
Anyị ruru ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke bụ́ ndị ọsụ ụzọ oge nile bụ́ 21,640 na February! Awa ole a chọrọ n’aka ndị ọsụ ụzọ oge nile na ndị ọsụ ụzọ inyeaka bụ́ nke e gbubilatara, nke a mara ọkwa ya n’Ozi Alaeze Anyị nke January 1999, emewo ka o kwe ọtụtụ n’ime ndị Jehova raara onwe ha nye omume iji ohere a jee ozi ọsụ ụzọ.