Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/01 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2001
Ozi Alaeze Anyi—2001
km 10/01 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe n’October: Magazin Ụlọ Nche na Teta! A pụrụ inyefe ụtụ n’ebe a chọtara mmasị ná nletaghachi. November: Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? ma ọ bụ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Ọ bụrụ na ndị mmadụ enweelarị ha, a pụrụ inyefe akwụkwọ ọzọ mere ochie karị. December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe Akwukwọm nke Akukọ Bible, ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. January: Akwụkwọ ọ bụla nke nwere peeji dị 192 bụ́ nke e bipụtara tupu 1987 nke ọgbakọ nwere. Ọgbakọ ndị nwere Mankind’s Search for God pụrụ inyefekwa ya.

◼ Ihe ntinye dị ná mbipụta a nke Ozi Alaeze Anyị bụ “Usoro Ihe Omume Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke Maka 2002,” e kwesịkwara idebe ya maka izo aka na ya n’ime afọ 2002 nile.

◼ Ọ bụrụ na oge nzukọ ọgbakọ unu ga-agbanwe na January 1, odeakwụkwọ ọgbakọ kwesịrị ịgwa alaka ụlọ ọrụ banyere mgbanwe ndị ahụ site n’izite fọm bụ́ Congregation Meeting Information and Handbill Request (S -5). Ọ bụrụ na a chọrọ ya, a pụrụ iji otu fọm ahụ tụọ ọda maka mpempe akwụkwọ ndị ọhụrụ. E kwesịrị ịtụ ọda maka mpempe akwụkwọ ndị ahụ ọ dịkarịa ala izu asatọ tupu mgbe unu chọrọ inweta ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya