Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/01 p. 7
  • Ịgba Àmà—Ruo Nsọtụ Nile nke Ụwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịgba Àmà—Ruo Nsọtụ Nile nke Ụwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2001
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Site n’Ụmụ Akwụkwọ Nwere Ihe Ịga nke Ọma Gaa ná Ndị Ozi Ala Ọzọ Nwere Ihe Ịga nke Ọma
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Ndị Mmụta nke Okwu Chineke Na-agụsị Akwụkwọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • A Na-eziga Ndị Ozi Ala Ọzọ “n’Ebe Kacha Anya n’Ụwa”
    Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme
  • Ndị Gụsịrị Akwụkwọ na Gilead—“Ezi Ndị Ozi Ala Ọzọ!”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2001
km 12/01 p. 7

Ịgba Àmà—Ruo Nsọtụ Nile nke Ụwa

Olee ndị o yikarịrị ka hà ga-ekiri vidio bụ́ To the Ends of the Earth (Ruo Nsọtụ Nile nke Ụwa) ugboro ugboro? Ọ bụ ndị nwere ihe mgbaru ọsọ nke ịghọ ndị ozi ala ọzọ na ndị nwere ihe mgbaru ọsọ nke ịmụba ozi ha. Vidio ahụ kara akara mgbaafọ 50 nke Watchtower Bible School of Gilead bụ́ nke e hiwere iji mụbaa ọrụ ịgba àmà ruo “nsọtụ nile nke ụwa.” (Ọma 22:27) Ikiri ya ga-eme ka ị matakwuo abamuru nke ọrụ ahụ dị oké mkpa nke ikwusa ozi ọma nke alaeze ahụ, ọ ga-akpalikwa gị ịmụba ọrụ gị. Tụlee: (1) Ka ọ na-erule ná mmalite afọ ndị 1940, gịnị ghọrọ isi ihe nzukọ Jehova ji kpọrọ mkpa? (Ọrụ 1:8) (2) Na 1942, olee amụma Bible dị ịtụnanya nke nọ na-enwe mmezu ya, oleekwa otú ebe anyị legidere anya si dị iche na nke ụwa n’ozuzu ya? (Mkpu. 17:8; w89-IB 4/15 p. 14 para. 12) (3) Olee atụmatụ ndị e mere iji jiri oge udo a tụrụ anya inwe mgbe Agha Ụwa nke Abụọ gasịrị mee ihe? (jv-E p. 522 para. 1-2) (4) Olee àgwà ụmụ akwụkwọ klas nke mbụ nke Ụlọ Akwụkwọ Gilead nke masịrị gị? (5) N’afọ 50 mbụ nke Gilead, ụmụ akwụkwọ ole gụsịrị akwụkwọ, ọ bụkwa n’ala ole ka e zigara ha? (6) Agụmakwụkwọ hà aṅaa bụ́ nke sitere na Bible ka ụmụ akwụkwọ ahụ nwetara? (7) Gịnị na-eme ka mmadụ bụrụ onye ozi ala ọzọ ruru eru na onye nkụzi nke Okwu Chineke? (8) Olee otú ibi ndụ dị ka onye ozi ala ọzọ na-adị, oleekwa ihe ịma aka ndị a na-aghaghị iche ihu? (9) Olee mmetụta ndị ozi ala ọzọ na-enwe maka ụzọ ndụ ha, oleekwa ọṅụ pụrụ iche ha na-enweta site n’ụzọ ịchụ onwe onye n’àjà bụ́ nke ha na-agbaso? (10) Ka ọ dị ugbu a, olee ihe ọtụtụ puku ndị ozi ala ọzọ e nwere rụzuworo? Nye ihe atụ. (11) Olee otú i si ele ụmụnna nwoke na ụmụnna nwanyị bụ́ ndị garuworo “nsọtụ nile nke ụwa” iji mee nkwusa, anya? (12) Gịnị ka ihe nlereanya nke ndị ozi ala ọzọ na-esetịpụ na-agba gị ume ime, n’ihi gịnịkwa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya