Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 11/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Nov. 15

“Ụfọdụ ndị anọwo na-eche ma chọọchị na ụlọ nsọ hà dị anyị mkpa iji fee Chineke ofufe. Gịnị ka i chere? [Nye ohere maka nzaghachi.] Rịba ama ihe Bible na-ekwu banyere okwu a. [Gụọ Ọrụ 17:24.] Gịnịzi bụ nzube nke inwe ebe ndị a na-anọ efe ofufe? Magazin a na-enye azịza sitere n’Akwụkwọ Nsọ maka ajụjụ ahụ.”

Ụlọ Nche Dec. 1

“N’ụbọchị ndị a, ọ na-esiri ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ mmadụ nile ike inweta ihe na-ezuru ha. Otú ahụ ka ọ na-esikwara chọọchị dị iche iche ike, ha anọgidewokwa na-arịọ arịrịọ ego. Nke ahụ ọ̀ na-enye gị nsogbu n’obi? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, gụọ 1 Ndị Tesalonaịka 2:9.] Ụlọ Nche tụlere ihe Bible na-ekwu banyere nke a.”

Teta! Dec. 8

“N’ihi iyi egwu nke ndị na-eyi ọha egwu, ọtụtụ na-eche ma ịba ụgbọelu ọ̀ ka bụ ihe na-adịghị ize ndụ. Nke a ọ̀ na-echegbu gị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible gosiri na ọ dịghị onye ajọ ihe na-apụghị ịdabara. [Gụọ Eklisiastis 9:11.] Otú ọ dị, Mbipụta Teta! a na-atụle otú ị pụrụ isi nwekwuo nchebe na ntụsara ahụ́ mgbe ị bara ụgbọelu.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya