Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/08 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 11/08 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Nov. 1

“Ì chere na ọ bụrụ na di na nwunye anara ndụmọdụ a Baịbụl nyere na alụmdi na nwunye ha ga-esi ike karịa? [Gụọ Job 31:1. Cherezie ka ọ zaa.] Isiokwu a kwuru banyere ụkpụrụ Baịbụl ndị nwere ike inyere di na nwunye aka ime ka obi ha dịgide n’ebe ibe ha nọ.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 18.

Ụlọ Nche Dec. 1

“N’oge a n’afọ, ọtụtụ ndị na-eche banyere Jizọs. Olee ihe i chere ị mụtara n’aka Jizọs? [Chere ka ọ zaa.] Baịbụl gbara anyị ume iso ihe nlereanya Jizọs. [Gụọ 1 Pita 2:21.] Ime otú ahụ nwere ike ime ka anyị bụrụkwuo ezigbo mmadụ ma nwekwuo obi ụtọ. Magazin a kọwara ihe mere o ji dị otú ahụ.”

Teta! Oct.–Dec.

“Ndị okpukpe dị iche iche kweere ihe dịgasị iche banyere otú Chineke dị. Ma olee otú Ọkpara Chineke si kọwaa Nna ya? Lee ihe Jizọs kwuru na Jọn 4:24. [Gụọ ya.] Isiokwu a ji naanị peeji abụọ kọwaa ihe Baịbụl kwuru n’okwu a, nke bụ́ ‘Olee otú Chineke dị?’ Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 16 na 17.”

“Ị̀ maara ekpere ahụ a na-akpọ Nna Anyị nke Bi n’Eluigwe? Ọ dị na Baịbụl na Matiu 6:9-13. Ị̀ hụrụ ihe amaokwu nke 10 kwuru na Alaeze Chineke ga-eweta? [Chere ka ọ zaa.] Isiokwu dị na peeji nke 7 nke magazin a kọwara otú ndụ ga-adị n’ụwa mgbe Alaeze ahụ ga-amalite ịchị.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya