Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na July 20
IZU NA-AMALITE NA JULY 20
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 25-27
Nke 1: Levitikọs 25:39-54
Nke 2: Ihe Mere O Ji Esi Ike Ime Ihe Ọma (lr isi nke 26)
Nke 3: Chineke Na-egosi na O Nwere Obi Ebere Dị Ukwuu (td 1CH)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 8: Iji Kraịst Mere Ntọala. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 278, paragraf nke 1-4.
Nkeji 7: Jikere Inyefe Ụlọ Nche nke August 1 na Teta! nke July–September. Mgbe ị kọwatụchara ihe ndị dị na magazin ndị ahụ, jụọ ndị na-ege ntị isiokwu ndị ha chere ga-amasị ndị nọ n’ókèala unu na ihe mere ha ji chee otú ahụ. Jụọ ha ka ha kwuo ajụjụ ha ga-eji amalite mkparịta ụka na amaokwu Akwụkwọ Nsọ ha ga-agụ tupu ha enyefee magazin ndị ahụ. N’ikpeazụ, mee ihe ngosi otú a ga-esi enyefe magazin nke ọ bụla.
Nkeji 15: “Nyere Ndị Nkwusa Gafere Ọgbakọ Ọzọ Aka Ịkwụsi Ike.” Ajụjụ na azịza.