Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na July 27
IZU NA-AMALITE NA JULY 27
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isiokwu dị na peeji nke 215-218
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọpụpụ 1-3
Nke 1: Ọpụpụ 3:1-20
Nke 2: Ihe Mere Njide Onwe Onye Ji Dị Mkpa Iji Bụrụ Onye Dị Nwayọọ
Nke 3: Ònye Bụ Chi Gị? (lr isi nke 27)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Ajụjụ Na-eme Ihe n’Ụzọ Dị Irè. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 236 ruo peeji nke 237, paragraf nke 2. Jiri nkeji ole na ole kọwaa otú a ga-esi eme ya, gwazie otu onye nkwusa ma ọ bụ abụọ ka ha mee ihe ngosi.
Nkeji 10: Gbaa ndị nne na nna abụọ ma ọ bụ atọ ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị e ji ama atụ n’ọgbakọ. Olee ihe ndị ha merela iji hụ na ezinụlọ ha na-eme nke ọma n’ozi? Olee otú ha sirila nyere ụmụ ha aka ijechi ozi ọma anya? Olee otú ha si jiri oge ha ji enwe Ofufe Ezinụlọ kụziere ụmụ ha otú ha ga-esi zie ozi ọma?
Nkeji 10: “Na-eto Jehova Kwa Ụbọchị.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 154