Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’August 17
IZU NA-AMALITE N’AUGUST 17
Abụ nke 225
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 8 ¶19-26, igbe ndị dị na peeji nke 94 na 96
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 10-13
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 13:17-33
Nke 2: Enyemaka Iji Merie Egwu Na-atụ Anyị (lr isi nke 30)
Nke 3: Ezi Ndị Kraịst Niile Aghaghị Ịgbara Eziokwu Àmà? (td 18A)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Ikwusa Ozi Ọma Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 92, paragraf nke 3, ruo peeji nke 95, paragraf nke 2. Gbaa otu ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ajụjụ ọnụ, bụ́ ndị na-aga ozi ọma site n’ụlọ ruo n’ụlọ n’agbanyeghị nsogbu ndị na-eme ka ọ na-esiri ha ike ime ya, dị ka ọrịa ma ọ bụ ihere. Olee uru ndị ha riterela n’ihi mbọ ndị ha gbara?
Nkeji 15: “Ì Jikerela Ibido Akwụkwọ?” Ajụjụ na azịza. Gbaa otu ma ọ bụ ndị na-eto abụọ ajụjụ ọnụ, bụ́ ndị gbarala àmà n’ụlọ akwụkwọ ha. Gịnị nyeere ha aka ime ya? Gwa ha ka ha kọọ otu ahụmahụ.
Abụ nke 221