Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na September 7
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBER 7
Abụ nke 210
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 9 ¶22-26, igbe dị na p. 109, app. pp. 218-219 isiokwu dị na p. 218-219
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 22-25
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 22:20-35
Nke 2: Otú E Si Chebe Jizọs (lr isi nke 32)
Nke 3: Ihe Mere Anyị Ji Anọgide Na-aga na nke Ndị Mmadụ? (td 18B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 167
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ajụjụ Banyere Oge Ikpeazụ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Bible Na-akụzi, isi nke 9, peeji nke 88 ruo nke 92. Mee ihe ngosi ebe onye nkwusa na-akọwara onye nwe ụlọ ihe ndị na-egosi na anyị bi n’ụbọchị ikpeazụ.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Ụzọ Ndị E Si Achọpụta Ndị Kwesịrị Ekwesị. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 95, paragraf nke 3, ruo peeji nke 96, paragraf nke 3. Gwa otu onye nkwusa ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ka ha kọọ ahụmahụ dị ụtọ ha nwetara n’ókèala unu mgbe ha na-anọghị n’ozi ụlọ na ụlọ ma ọ bụ gwa ha ka ha mee ihe ngosi otú o si mee.