Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na September 28
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBER 28
Abụ nke 186
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 33-36
Nke 1: Ọnụ Ọgụgụ 33:1-23
Nke 2: Anyị Pụrụ Isi n’Ọnwụ Bilie! (lr isi nke 35)
Nke 3: Ụzọ Ndị Alaeze Chineke Ji Karịa Ọchịchị Niile nke Ụmụ Mmadụ
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Ihe Atụ Na-ezi Ihe. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 240-243. Họrọ ihe ndị ga-adaba adaba maka isiokwu a.
Nkeji 20: “Chọpụta Ndị Kwesịrị Ekwesị.” Ajụjụ na azịza. Gbaa otu onye nkwusa ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ajụjụ ọnụ, bụ́ ndị na-eme nke ọma n’isi ụzọ dị iche iche ezi ozi ọma.