Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/09 p. 4
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 10/09 p. 4

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’October: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ gosiri mmasị, nye ha traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?, gị na ha tụleekwa ya. Ma, ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere traktị ahụ, ndị nkwusa kwesịrị ịgbalịsi ike malitere ha ọmụmụ Baịbụl. November: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere akwụkwọ a, ndị nkwusa nwere ike inye ha akwụkwọ ọ bụla merela ochie e nwere n’ọgbakọ. Ma ọ bụkwanụ, nyefee ha Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. January: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere akwụkwọ a, ndị nkwusa nwere ike inye ha akwụkwọ ọ bụla merela ochie e nwere n’ọgbakọ. Ma ọ bụkwanụ, nyefee ha Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe.

◼ A gaghịzi na-ezite Usoro Ihe Omume Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke otú ahụ a na-ezitekọta ya na Ozi Alaeze Anyị kwa afọ. Kama, a ga na-ezitere ọgbakọ ọ bụla akwụkwọ usoro ihe omume ahụ mkpụrụ abụọ kwa afọ, otu ga-adị na bọọdụ ịma ọkwa dị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze. Onye nlekọta ụlọ akwụkwọ ga-ejidezi nke ọzọ maka iji ya na-ekenye ụmụnna ihe omume. Ndị nkwusa ka ga na-enweta Ozi Alaeze Anyị kwa ọnwa, usoro ihe omume Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ, Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke nakwa Nzukọ Ije Ozi nke izu ọ bụla ga na-adịkwa na ya.

◼ A ga-amalite ịmụ akwụkwọ ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’ n’Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ n’izu na-amalite na March 1, 2010. Ọgbakọ ndị ga-achọ inweta akwụkwọ a kwesịrị ịtụ ọda ya n’ọda ọzọ ha ga-atụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya