Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 18
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 18
Abụ nke 210
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 15 ¶18-23, igbe dị na peeji nke 180
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ndị Ikpe 1-4
Na 1: Ndị Ikpe 2:11-23
Na 2: Baịbụl Bụ Okwu Chineke Si n’Ike Mmụọ Nsọ (td 7A)
Na 3: Chineke Ekeghị Ekwensu
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 40
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Jikere Inyefe Ụlọ Nche na Teta! Jiri nkeji ole na ole kwuo ihe ndị dị na magazin ndị ahụ, kwuokwa isiokwu ndị nwere ike ịmasị ndị bi n’ókèala unu. Gwa onye nkwusa na-eto eto ka o mee ihe ngosi ebe ọ na-akwadebe otú ọ ga-esi enyefe magazin ndị ahụ.
Nkeji 15: Igbe Ajụjụ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. A ga-agụ amaokwu Baịbụl ndị e dere ebe ahụ ma kọwaa ha.
Abụ nke 8