Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 25
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 25
Abụ nke 143
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ndị Ikpe 5-7
Na 1: Ndị Ikpe 7:1-11
Na 2: Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Mata “Oké Nwaanyị Akwụna” ahụ A Kọwara ná Mkpughe 17:1?
Na 3: Baịbụl Bụ Ihe Nduzi Bara Uru Maka Oge Anyị (td 7B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 185
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Akwụkwọ A Ga-enyefe na Febụwarị. Jiri nkeji ole na ole kwuo ihe ndị dị n’akwụkwọ ahụ a ga-enyefe. Gwa onye nkwusa ka o mee ihe ngosi otú e nwere ike isi jiri akwụkwọ ahụ malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl n’oge a na-anọghị n’ozi.
Nkeji 20: “Ị̀ Na-eyigharị Ya?” Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. Ọ bụ okenye ga-eme ihe omume a. Gwa onye nkwusa ka o mee ihe ngosi ebe ọ na-akọwara dọkịta ya uru kaadị DPA bara. Ọ ga-agwa dọkịta ahụ ka o tinye ya na faịlụ e mepeere ya n’ụlọ ọgwụ. Dọkịta ahụ ekweta ime ya. Ná ngwụcha ihe omume gị, gụpụta paragraf ikpeazụ.
Abụ nke 160