Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 1
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 1
Abụ nke 138
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 16 ¶9-14, igbe dị na peeji nke 192-193
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ndị Ikpe 8-10
Na 1: Ndị Ikpe 8:1-12
Na 2: E Dere Baịbụl Maka Ndị Mba Niile na Agbụrụ Niile (td 7CH)
Na 3: Olee Uru Ọ Bara Ịma Eziokwu Banyere Ọnwụ?
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 119
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl. Kwuo ụbọchị ọzọ pụrụ iche ọgbakọ unu wepụtara maka ịmalite ọmụmụ Baịbụl. Kọọ ahụmahụ ndị e nwetara n’ókèala unu, ma ọ bụkwanụ gbaa onye nlekọta ije ozi ma ọ bụ onye nkwusa ọzọ ma nke a na-akọ ajụjụ ọnụ. Jụọ ya otú ọ chọpụtarala ka mma isi malitere ndị bi n’ókèala unu ọmụmụ Baịbụl. I nweziri ike ịgwa ya ka o mee ihe ngosi otú ihe ọ kọrọ si mee.
Nkeji 10: Jiri Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Na-eme Ihe n’Ozi Gị. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 247, paragraf nke 1, ruo peeji nke 248, paragraf nke 1.
Abụ nke 133