Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 29
IZU NA-AMALITE NA MACH 29
Abụ nke 63
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:1 Samuel 14-15
Na 1: 1 Samuel 14:24-35
Na 2: Ụzọ Ndị Anyị Nwere Ike Isi Bịaruo Jehova Nso (Jems 4:8)
Na 3: Ụbọchị Ndị E Ji Kee Ihe Hà Bụ Ụbọchị nke Awa Iri Abụọ na Anọ? (td 35B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 49
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl. Kwuo ụbọchị ọzọ pụrụ iche ọgbakọ unu wepụtara maka ịmalite ọmụmụ Baịbụl. Gbaa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ. Ọ ga-abụ onye maliterela iduziri ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. Olee ụzọ ndị o sirila malitere ndị nọ n’ókèala unu ọmụmụ Baịbụl? Gịnị ka ọ na-eburu n’uche ma ya gawa nletaghachi? Gwa ya ka o jiri otu n’ime ụzọ ndị ahụ o si malite ọmụmụ Baịbụl mee ihe ngosi.
Nkeji 10: Soro Mee Nchọpụta Kachanụ E Metụrụla n’Ụwa! Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 95, n’isiokwu nta bụ́ “Ịchọpụta Ndị Kwesịrị Ekwesị.”
Nkeji 10: “Nyere Onye Gị na Ya So n’Ozi Ọma Ezigbo Aka.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 178