Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Eprel 5
IZU NA-AMALITE N’EPREL 5
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 2 ¶15-20, na igbe dị na peeji nke 23
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:1 Samuel 16-18
Na 1: 1 Samuel 18:1-16
Na 2: Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe? (td 34A)
Na 3: Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-ele Ọbịa? (Rom 12:13)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ọ Bụrụ na Onye Nwe Ụlọ Asị, ‘Enweghị M Mmasị ná Ndịàmà Jehova.’ Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke ga-esi n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 9 ruo peeji nke 10.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Gaghachi na nke Ndị Nwere Mmasị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Okwu. Kwuo mmadụ ole bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs, kọọkwa ahụmahụ ndị e nwere. Gbaa mmadụ niile ume ka ha gaghachi na nke ndị nwere mmasị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs ma gbalịa malitere ha ọmụmụ Baịbụl. Ha ga-agwakwa ndị ahụ ka ha bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche a ga-ekwu. Gwa otu onye nkwusa ka o mee ihe ngosi otú a ga-esi akpọ ndị ahụ ka ha bịa gere okwu ihu ọha ahụ pụrụ iche.