Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Eprel 12
IZU NA-AMALITE N’EPREL 12
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:1 Samuel 19-22
Na 1: 1 Samuel 21:1-9
Na 2: Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi Na-ele Ihe Ndị Jehova Kpọrọ Asị Anya? (Ilu 6:16-19)
Na 3: Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ife Obe Ofufe? (td 34B)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ruo n’Obi Ndị Na-ege Ntị Site n’Ịgba Ha Ume Iche Echiche. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 58, paragraf nke 3 ruo na paragraf ikpeazụ dị na peeji nke 59.
Nkeji 20: “Na-eru n’Obi Ndị Ị Na-akụziri Ihe.” Ajụjụ na azịza. Unu tụlechaa paragraf nke 4, gwa onye ọsụ ụzọ oge niile ka o mee ihe ngosi otú e si eji akwụkwọ Bible Na-akụzi amalitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl. Gwa ya ka o mee ihe ndị ahụ a tụrụ aro ha n’isiokwu a.