Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/10 p. 8
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 7
  • Ozi Alaeze Anyi—2010
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA JUN 7
Ozi Alaeze Anyi—2010
km 5/10 p. 8

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 7

IZU NA-AMALITE NA JUN 7

Abụ nke 48

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

cf isi nke 5 ¶16-20, igbe dị na peeji nke 55

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl:2 Samuel 19-21

Nke 1: 2 Samuel 19:11-23

Nke 2: E Kere Ụwa Ka Ọ Bụrụ Paradaịs (td 44A)

Nke 3: Ụzọ Ekwensu Si Ekpu Ndị Mmadụ Ìsì Ka Ha Ghara Ịma Eziokwu (2 Kọr. 4:4)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 60

Nkeji 5: Ịma ọkwa.

Nkeji 10: Zie Ozi Ọma Otú Ndị Ọzọ Ga-aghọta Ihe Ị Na-ekwu. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 226-229.

Nkeji 10: Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke si n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke Eprel ma ọ bụ nke Mee 2010, nke isiokwu ya bụ “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi.” Kọọ otu ahụmahụ ma ọ bụ ahụmahụ abụọ na-agba ume e nwetara n’ozi ọma. Gwa otu onye nkwusa ka o mee ihe ngosi nke otu ahụmahụ e nwetara n’ókèala unu na nso nso a. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị masịrị ha n’akụkọ ozi Ndịàmà Jehova n’ụwa niile, nke dị n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke Febụwarị 2010. Mgbe ị na-emechi ihe omume gị, gbaa ndị ma otú e si agụ asụsụ Bekee ume ka ha gụọ ma rite uru n’ahụmahụ ndị e nwetara n’ozi ọma, bụ́ ndị a kọrọ na Yearbook (akwụkwọ mgbaafọ) 2010.

Nkeji 10: Ụzọ Ndị E Si Ekwusa Ozi Ọma—Ịrụ Ọrụ n’Ókèala Ndị E Nwere Ọtụtụ Asụsụ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 107, paragraf nke 2-3. Jiri nkeji ole na ole gbaa onye nlekọta ije ozi ajụjụ ọnụ. Olee ọgbakọ ndị na-asụ asụsụ ọzọ unu na ha na-arụ otu ókèala? Olee ihe e merela iji hụ na unu na ha rụkọrọ ọrụ nke ọma, ka e nwee ike kwusaara mmadụ niile bi n’ókèala ahụ ozi ọma n’arụghachighị ebe a rụrụla?

Abụ nke 75

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya