Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 31
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 31
Abụ nke 99 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 17 ¶1-9 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Nehemaya 1-4 (Nkeji 10)
Nke 1: Nehemaya 2:11-20 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndụ Ebighị Ebi Abụghị Nrọ—td 30A (Nkeji 5)
Nke 3: Ụzọ Ndị Anyị Si Eme Ihe Jizọs Kwuru na Matiu 22:21 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 20: “Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Ọ Bụla Aka.”—Nkebi nke 2. (Paragraf nke 7-13) Ajụjụ na azịza. Jụọ ndị na-ege ntị otú ezinụlọ ha si rite uru mgbe ha mere ihe ụfọdụ e kwuru na peeji nke 6.
Nkeji 10: “Zụọ Ụmụ Gị Ka Ha Bụrụ Ndị Ozi.” Ajụjụ na azịza. Jụọ ndị na-ege ntị ihe ndị mụrụ ha mere iji nyere ha aka inwe ihe mgbaru ọsọ n’ozi ọma nakwa otú ha si nyere ha aka iru ihe mgbaru ọsọ ahụ.
Abụ nke 88 na Ekpere