Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/11 p. 8
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 1/11 p. 8

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na Jenụwarị: Magazin Ụlọ Nche na Teta! E nwee onye gosiri mmasị, nye ya traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?, gbalịakwa malitere onye ahụ ọmụmụ Baịbụl. Febụwarị: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ ma ọ bụ Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. Mach: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbalịsie ike ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. Eprel na Mee: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Mgbe ị gara nletaghachi na nke ndị nwere mmasị, ma hà bụ ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs ma ọ̀ bụkwanụ ndị na-abịa nzukọ anyị ndị ọzọ ma ha adịghị eso ọgbakọ akpachi anya, gbalịsie ike inyefe ha akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?

◼ Malite n’ọnwa Febụwarị, isiokwu okwu ihu ọha ọhụrụ ndị nlekọta sekit ga na-ekwu bụ, “Olee Uru Eziokwu Baịbụl Na-abara Gị?”

◼ Obi dị anyị ụtọ ịgwa unu na n’afọ 2011, a ga-enwe mgbakọ sekit na ụbọchị mgbakọ pụrụ iche n’asụsụ ndị ogbi n’ebe ndị a: Bini Siti (Mach 12-13 na Jun 26); Badagri (Eprel 2-3 na Ọgọst 14); Leki (Jun 11-12 na Febụwarị 12); Uli (Ọgọst 20-21 na Jun 19). A ga-enwekwa mgbakọ sekit na ụbọchị mgbakọ pụrụ iche n’asụsụ French na Badagri (Eprel 30-Mee 1 na Ọgọst 6). N’ụbọchị ndị ahụ a ga-enwe mgbakọ n’asụsụ ndị ogbi, a ga-eme ihe omume niile n’asụsụ ndị ogbi. N’ụbọchị a ga-enwe ha n’asụsụ French, a ga-eme ihe omume niile n’asụsụ French. Ndị na-aghọta asụsụ ndị ahụ nwere ike ịbịa mgbakọ ndị ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya