Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 7
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 7
Abụ nke 25 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 17 ¶10-15 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Nehemaya 5-8 (Nkeji 10)
Nke 1: Nehemaya 6:1-13 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Aka Lidia, Geyọs na Faịlimọn Gbasara Ile Ọbịa? (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?—td 30B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ị̀ Na-eji Onyinye Ndị I Nwere Eme Ihe n’Ozi Ọma? Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 75, paragraf nke 4, ruo peeji nke 76, paragraf nke 2.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Na-ekwu Ihe Ziri Ezi Mgbe Ị Na-ezi Ozi Ọma na Mgbe Ị Na-akụzi Ihe. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 223, paragraf nke 1-5.
Abụ nke 13 na Ekpere