Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Febụwarị 21
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 21
Abụ nke 97 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 18 ¶1-9 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Nehemaya 12-13 (Nkeji 10)
Nke 1: Nehemaya 13:15-22 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Inye Chineke Ofufe A Na-ekewaghị Ekewa Pụtara—Ọpụ. 20:5 (Nkeji 5)
Nke 3: Njikọ Alụmdi na Nwunye Aghaghị Ịbụ Ihe Kwesịrị Nsọpụrụ?—td 3A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jehova Agaghị Ahapụ Ndị Na-eguzosi Ike n’Ebe Ọ Nọ. (Ọma 37:28) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke ga-esi n’Ụlọ Nche Julaị 15, 2010, peeji nke 12-15. Kọọ ahụmahụ ndị dị n’isiokwu ahụ. Ị kọchaa ahụmahụ nke ọ bụla, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ha mụtara.
Nkeji 10: Okwu Mmechi nke Dị Irè n’Ozi Ubi. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 221, paragraf nke 5, ruo ná ngwụcha isiokwu ahụ. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee otu ihe ma ọ bụ ihe abụọ e kwuru n’isiokwu ahụ.
Nkeji 10: “Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 31 na Ekpere