Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/11 p. 4
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 2
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA MEE 2
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 4/11 p. 4

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 2

IZU NA-AMALITE NA MEE 2

Abụ nke 99 na Ekpere

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

bt isi nke 3 ¶4-11 (Nkeji 25)

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Job 38-42 (Nkeji 10)

Nke 1: Job 40:1-24 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Uru Inwe Ndidi na Ịdị Nwayọọ n’Obi Bara (Nkeji 5)

Nke 3: Baptizim Adịghị Asachapụ Mmehie—td 6B (Nkeji 5)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 82

Nkeji 10: Ịma ọkwa. Jiri ihe dị ebe ahụ e dere Ihe I Nwere Ike Ikwu, bụ́ nke dị na peeji a, mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malite ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Mee. Gbaa mmadụ niile ume ka ha bịa ozi ọma n’ụbọchị ahụ.

Nkeji 15: Mkpa ọgbakọ. Okwu. A ga-eji ihe ndepụta isiokwu ya bụ́ “Mgbakọ Distrikti nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2011” kwuo ya.

Nkeji 10: Jikere Inyefe Magazin n’Ọnwa Mee. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri otu nkeji ma ọ bụ nkeji abụọ kwuo isiokwu ụfọdụ dị na magazin ndị ahụ. Họrọzie isiokwu abụọ ma ọ bụ atọ dị na ha ma gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ajụjụ ha nwere ike ịjụ onye nwe ụlọ na amaokwu Baịbụl ha nwere ịgụrụ ya ma ha nyefewe magazin nke ọ bụla. Mee ihe ngosi otú e nwere ike isi nyefee magazin nke ọ bụla.

Abụ nke 91 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya