Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/11 p. 3
  • “Awa Ole Ka M Kwesịrị Ịgụrụ?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Awa Ole Ka M Kwesịrị Ịgụrụ?”
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Jiri Oge Gị Mee Ihe n’Ụzọ Bara Uru
    Ozi Alaeze Anyi—1999
  • Ị̀ Na-ejezu Ozi Gị?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Jiri Oge Gị Na-eme Ihe Bara Uru Mgbe Ị Nọ n’Ozi
    Ozi Alaeze Anyi—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 6/11 p. 3

“Awa Ole Ka M Kwesịrị Ịgụrụ?”

Ò nwetụla mgbe ị jụrụ ajụjụ a? N’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 86-87, e kwuru ihe ndị ga-enyere anyị aka ịma otú anyị ga-esi na-agụrụ awa. Mgbe ụfọdụkwa, a na-akọwara anyị ihe ndị ọzọ anyị kwesịrị ime dị ka a kọwara n’Igbe Ajụjụ gbara n’Ozi Alaeze Anyị nke ọnwa September 2008. Ebe ọ bụ na otú ihe si dịrị n’otu ókèala nwere ike ịdị iche n’otú ihe si dịrị n’ókèala ọzọ, e nweghị ebe e depụtachara ihe ndị ọ ga-abụ anyị mee, anyị agụrụ awa. N’ihi ya, ọ gaghị adị mma ka ndị okenye ma ọ bụkwanụ ndị ọ bụla ọzọ kwuo ihe ọgbakọ ga na-eme n’okwu a.

Ọ bụrụ na onye nkwusa amaghị otú ọ ga-esi gụrụ awa, o nweghịkwanụ akwụkwọ anyị ga-enyere ya aka ịma ihe o nwere ike ime, ihe ọ ga-ajụ onwe ya bụ: Oge ahụ ọ̀ bụ oge m ji gaa ozi ọma ka è nwere ihe ọzọ na-agbasaghị ozi ọma m ji ya mee? Ọ dị mma ka awa anyị na-edenye n’akụkọ ozi anyị n’ọnwa ọ bụla bụrụ nke ọ ga-abụ anyị dechaa, obi adị anyị ụtọ, akọnuche anyị agharakwa inye anyị nsogbu. (Ọrụ 23:1) Nke bụ́ eziokwu bụ na mkpa anyị abụghị ịgụrụ awa, kama, ọ bụ ịhụ na anyị dị uchu n’ozi anyị.—Hib. 6:11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya