Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgọst 8
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 8
Abụ nke 44 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 7 ¶14-18, igbe ndị dị na peeji nke 57-58 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 92-101 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 94:1-23 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Wetara Ọnwụ?—td 41A (Nkeji 5)
Nke 3: Kpachara Anya Ka Ike Dị Aghụghọ nke Akụnụba Ghara Inweta Gị—Mat. 13:22 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 30: “Ụbọchị Atọ A Ga-eji Wusie Okwukwe Anyị Ike.” Ajụjụ na azịza. Tụleenụ isiokwu bụ́: “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Uche Banyere Mgbakọ Distrikti Afọ 2011.” Mgbe unu na-atụle paragraf nke 5, gwa onye nlekọta ije ozi ka o kwuo otú a ga-esi ekesa akwụkwọ a ga-eji kpọọ ndị mmadụ òkù ka ha bịa mgbakọ a.
Abụ nke 119 na Ekpere